-
-
-
Nnodim-kelechi AmadiOha. changed their profile picture
-
Anyi niile wu/bu Ndi Igbo/O,Akwumaete/Gboo ga na cheta/lota asusu Ndi nke anyi karia ote anyi shi e cheta asusu ndi ozo/odo. Maka na Chukwu Abiama keeputara/keeputala/keeputana/keeputalu asusu anyi mere/mele/mene/melu ya ka anyi na asu ya. O nwedu/nweghi/nwero/nwelo/nweno ihe/ishe/ife/ive na-eme O na nkiti.
-
-
Nnodim-kelechi AmadiOha. posted in the group Nsibidi
-
Ugbo Chi Afo Oma umu nne m na umu nna. Onye Igbo ada/anadu/anaghi/anaro/analo/anano aga n’ezshi/ezi aga i tu/cho Chi ya n’ihe/ishe/ife/ive maowu/maobu na nzuzo.
-
-
Ndi Igbo ibe mu, anyi ndi ri/di ndu ugbua ga agba mbo ma kwushi/kwusi i gee nti ma kwere/kwele/kwelu/kwene na ihe/ishe/ife/ive owula/owuna/obula/obuna ndi kporo/kpolo/kpono/kpolu onwe ha/fa/wa/va Ndi Igbo na-ekwu na aka-ose nwanne anyi Philip Emeagwali choputara/choputala/choputana/choputalu a na-kpo “komputa” gbasara/gbasala/gbasana/gbasalu Ndi…Read More
-
-
-
Nnodim-kelechi AmadiOha. posted in the group Nsibidi
Onye Igbo, Ndi Igbo zuru/zunu/zulu oke.
-
-
Ka ta/tata wu/bu Ugbo Chi Nkwo; burula/bulula/bununa unu Ugbo Chi Oma. Igbo anyi wu/bu amafodu na ta/tata wu/bu Ugbo Chi Nkwo wu/bu Ugbo Chi nkwo n’uwa Ndi Igbo niile. Ma na bee mmadu ma na bee mmuo. Eshziokwu/Eziokwu wu/bu Ndu.
-
-
-
Nnodim-kelechi AmadiOha. posted in the group Nsibidi
Akara/Akala/Akana/Akalu Nchibiri/Nchibili/Nchibini a, gini ka onye Igbo nwere/nwele/nwene/nwelu ike i gwa anyi maka ya?
-
Ugbo Chi Afo Oma. Ka Chukwu Abiama gozie unu na Ndi Igbo niile aka ha/fa/wa/va di ocha n’ihe/ishe/ife/ive mana nzuzo ta/tata. Dika anyi shi agara/agala/agana/agalu Chi anyi oshzi/ozi ka Ndi Igbo di na mma n’ihe/ishe/ife/ive mana nzuzo. Ise, Ise, Ise, Ise, Ise.
-
Ugbo Chi Eke Oma. Ka anyi na-echeta umu nne anyi na umu nna anyi luru/lunu/lulu ogu agha Biafra ka anyi nwere/nwele/nwene/nwelu onwe anyi ma nwete Obodo nke anyi. Anyi na-echeta ha/fa/wa/va maka ihe/ishe/ife/ive ha/fa/wa/va merele/melere anyi. N’abali Ise-na-ato n’abia ka Ndi umu nne anyi na achotukwa ruo ugbua ka anyi nwete Obodo nke anyi…Read More
-
- Load More Posts
Friends
Udochi Okeke
@nwudochi
Jordan Williams
@jujuman778
Cynthia Ellis
@cynthia-ellis
Nnodim-kelechi AmadiOha.
@kelechi-amadi
Groups
Nsibidi
Public Group