-
Onye Igbo leruo anya o hu/shu/fu/vu ihe/ishe/ife/ive (alo-Odi Obara, Ose-Obara, Obara naabo) onye Igbo ji na afo 2024. O wukwa/bukwa ka Ndi Ihite/Ishite/Ifite/Ivite Egbe na Aduji keeputara/keeputala/keeputalu/keeputana ihe/ishe/ife/ive anyi ma ugbua na asusu ndi biara/biala/bialu/biana n’Ala/Ani/Ali/Ana Nso Ndi Igbo na kpo Iran na Iraq. Wu/Bu Ire…Read More
-
-
Ihe/Ishe/Ife/Ive di mkpa i cheta. Na ihe/ishe/ife/ive ndi Igbo na-eme. E nwedu/nweghi/nwero/nwelo/nweno kwa nwa-Oke maowu/maobu nwa-Anyi. Onye na kwu si na o huru/hulu/hunu mmadu n’anya kweshiri/kweshili/kweshini/kweshilu i ji obi gi maobu/maowu i nye ya obi gi. Maka o wu/bukwa ya ka Onye Igbo ji ezute ikpe na oha/ora Ndi mmuo.
-
-
-
Ndi Olu-Ma-Ike awudu/awughi/awuro/awulo/awuno ndi Obu-ala/alo-uko. Ha/Fa/Wa/Va wu/bu Ndi Igbo. Mgbe ha/fa/wa/va no no n’uwa mmadu e nwedu/nweghi/nwero/nwelo/nweno ihe/ishe/ife/ive dika ”bulak.”
-
-
-
-
Eze Nri Èwenétem.
Nri Ènweleána nke Mbu.
Enri Nri Òbalíke.
Eze Nri Jiọfọ II Taabansi Udene.
Eze Nri Ènweleána II Obidiegwu Onyeso. -
Eze Nri Omalonyeso.
Eze Nri Anyamata.
Eze Nri Fenenu.
Eze Nri Agu.
Eze Nri Apia and Alike.
Eze Nri Ezimilo. -
Eze Eri.
Eze Ifikuanim.
Eze Nri Namoke.
Eze Nri Buife.
Eze Nri Omalo.
Eze Nri Jiofo nke Mbu. -
-
-
-
-
“Ahu/Aru/Alu mmadu, ahu/aru/alu gi awudu/awughi/awuro/awulo/awuno akwa a na yi. Na onu ka onye ogboma/amogba, mgba-ashi na di apu n’anwu ga eyi. Onye Igbo owula/obula/owuna/obuna nwere/nwele/nwelu/nwene ulo Chukwu Abiama kenyere/keenyele/keenyelu/keenyene ya. A da e ekegee ya onye ozo. Onye mere/mele/melu/mene o chu ulo na-acho nke onye ozo oga e…Read More
-
-
Ofu Ora, Ato-Use-Ora-Ete. Ofu Ora, Ose-Ete-Ana-Okwi-Ete. Ofu Ora, Ora-Omu-Oze-Ose nke Ato. Ofu Ora, Ora-Omu-Oze-Ose nke Ano. Ofu Ora, Ora-Omu-Oze-Ose nke Ise. Ofu Ora, Ora-Omu-Oze-Ose.
-
Ofu Ora, Ose-Ete-Ijite nke Mbu. Ofu Ora, Ora-Omu-Oze-Ose nke II. Ofu Ora, Omere-Ora-Nnee-Mputa. Ofu Ora, Ama-Nnee-Mma-Ose. Ofu Ora, Ose-Ete-Ijite nke Abuo. Ofu Ora, Ose-Ijite-Mputa.
- Load More Posts
Opy-Ora-Ma-Ide