-
-
-
-
Umu Nnee Mu na Umu Nna Mu na agu ihe/ishe/ife/ive mu na-ede; mgbe gara-aga/gala-aga/gana-aga mu dere/dele/delu/dene na oge ndi biara/biala/bialu/biana n’Ala Ndi Igbo; n’Ala ayi ri/di Ete naawu/naabo ose naawu/naabo ise (5) na ntabi anyi asato-okpukpu ogu na abuo, na ogu na ofu (82221), na akuko ezshibote/ezibote oge.
Onye na cho i ma ma o wu…Read More
-
-
-
-
-
-
-
-
-
-
I am not a democrat, I am not a republican, I am not an Independent; in the context of American (U.S.A) politics. Onye abiakwala nga bia bi kpa agwa ahu/ashu/afu/avu ebe.
-
Onwu anadu/anaghi/anaro n’INNI. Onye Ozo agadu/agaghi/agaro/agalo/agano aga na ndu onye ozo, maowu/maobu na uwa onye ozo, aga ibi ndu nke onye ahu/ashu/afu/avu. Ayi/Anyi adaa aria/alia/ania ezudu oke.
INNI. -
-
-
E nwedu/nweghi/nwero/nwelo/nweno mgbe onye Igbo ga e ji e lo uwa na agburu obula/owuna/obuna/owuna na wudu/wughi/wuro/wulo/wuno onye Igbo.
Ndi na acho olile anya ndi mgba-ashi/amogba/ogboma ga n’uwa ha/fa/wa/va ga acho. Ochichiri na Ehihie adaa kpo ihu/eziri/ezili/ezini.
Otu mkpuru/mkpulu/mkpunu abubara-ishi/ishi onye Igbo, Onye Okwi-Ma-Ete…Read More
-
Onye na-abia e lee ihe/ishe/ife/ive mu na ede nga a, na ebu n’uche si o na eche mgbe mu nwuru/nwulu/nwunu maobu/maobuu ga anwu ka mu kwushi i dee ihe/ishe/ife/ive nga. Olile anyi ndi mgba-ashi/ogboma/amogba. Oge ha/fa/wa/va ka ha/fa/wa/va na-egbu.
Ajuju ha/fa/wa/va ga aju onwe ha/fa/wa/va wu/bu uwa i n’ime ya onye keduru/kedulu/kedunu ya? Ihe…Read More -
Ndi niile na enwedu akaraka puo na ihe/ishe/ife/ive ndi Igbo na Ndi Okwi-Ma-Ete na-eme. Ochichiri na Ehihie adaa kpo eziri/ezili/ezini.
- Load More Posts
Ma Iri naawu/naabo okpukpu abuo na agu abuo na ofu .82221