-
-
-
-
-
-
Akara/Akala/Akana/Akalu Nchibiri/Nchibili/Nchibini a, gini ka onye Igbo nwere/nwele/nwene/nwelu ike i gwa anyi maka ya?
-
Maka eshziokwu wu/bu ndu taa/tata ihe/ishe/ife/ive mu nwere/nwele/nwene/nwelu i kwu maka ya wu/bu ihe/ishe/ife/ive Ndi Igbo na-kpo Obodo. Nke Ndi nne-nne anyi na nna-nna anyi ha/wa/fa/va dosara/dosala/dosana/dosalu onwe ha/wa/fa/va nso, ma nwe ike i shi n’aka Nchi nwee ike i muta ya na wedu/weghi/wero/welo/nweno iwu okike ha/wa/fa/ha…Read More
-
Gini/Giri ka onye Igbo na-che echiche dika onye Igbo na hu/fu nga a? Maka ndi ga acho i si na o wudu/wughi/wuro/wulo/wuno Ndi Igbo ga ha/wa/fa/va na-eje. Na o wudu/wughi/wuro/wulo/wuno Ndi Igbo sivili ha/wa/fa/va ose.
-
Onye Igbo gini ka i na-eche mgbe I na hu/fu nke a? Eshziokwu/Eziokwu gbara/gbala/gbana/gbalu onwe dika anwu.
-
-
-
Ugbo Chi Afo oma umu nnee mu na umu nna m. Gini ka unu na che ma unu na hu/fu akara Nchibidi/Nchibiri/Nchibili/Nchibini a?
-
Ihe/Ishe/Ife/Ive mu nwere/nwele/nwene/nwelu i kwu maka ya wu/bu ihe/ishe/ife/ive gbasara/gbasala/gbasana/gbasalu ihe/ishe/ife/ive Ndi Igbo na agabiga na amadu/amaghi/amaro/amalo/amano-ama. Ofodu ndi si na ha/wa/fa/va ga eme anyi ka anyi wuru/wulu/wunu ndi na gadu/gaghi/garo/galo/gano ama eziokwu. Mana na atumatu ha/wa/fa/va niile a…Read More
-
Ugbo Chi Eke Oma. Umu nne na umu nna otu/oshu/ofu/ovu ihe/ishe/ife/ive mere/mele/mene/melu anyi ji noro/nolo/nono/nolu na onodu na didu/dighi/diro/dilo/dino mma wu/bu na Mmuo Ntu na Ekwensu Chukwu Abiama ji egbu ihe/ishe/ife/ive ojo, ka anyi na eji akpo iyi maobu atu ujo. Shite/Site na amamihe/amamishe/amamife/amamive ndi okwu na uka…Read More
-
Gini mere/mele/mene/melu ofodu ndi ji aria ndorondoro/ndolondolo/ndonondono ochichi; i wu ndi ga na gwa ndi odo/ozo ihe/ishe/ife/ive ha/wa/fa/va ga na-eme. Onye na chedu/chezighi/cheziro/cheziro/chezilo ya ofuma o nwere/nwele/nwene/nwelu ike i che si na o wu/bu i zu mmadu dika ndi nne na nna anyi shi eme na eshziokwu/eziokwu ka anyi wuru/wulu/wunu…Read More
-
-
E jiri/jilu/jinu ashi/asi tuora mmadu ha/wa/fa/va were/welu/wenu aru/alu/anu jide onye na madi/maghi/maro. Ha/Wa/Fa/Va a noro/nolu/nonu na-gba onwe ha/wa/fa/va okirikiri n’onu ihe/ishe/ife/ive ohuru/ofuru/ofunu. Nke wu omu-idee-na-iti. Mana Eziokwu WU Ndu. Ndi Igbo e tetala/tetago n’ura ashi/asi na aghugho.
-
Ishi/Isi agu a na yi awudu/awughi/awuro ishi/isi AGU.O wukwa ishi/isi odum. Mgbashi gahaala i zu anyi oshi, o wukwa otu a ka ha/wa/fa/va shi eme. Ndi Igbo jiri/jilu ire UNU guo eze UNU onu.
Maka gini ka oyiri-igbo ji e ji odum eme ihe/ishe/ife/ive mana na-acho i mee ka anyi were ya tigee/tinye ebe agu na no ghota ndi Nnaa-Nnaa anyi…Read More
-
Nke a wu ihe/ishe/ife/ive/ ndi si kpo ndi Nnaa-Nnaa anyi ha/wa/fa/va, Nnee-Nnee anyi ha/wa/fa/va ashi. Ndi Igbo kporo/kpolu “uka.” Na ha/wa/fa/va amadighi/amaghi/amaro ihe/ishe/ife/ive. Anyi a amarala/amalugo, maka ashi ha/wa/fa/va agbagele uka.
-
Ugbo Chi Oma. Taa/Taata ihe/ishe/ife/ive nwere/nwelu i kwu gbasara/gbasalu ihe/ishe/ife/ive i di mfe. Onye lee anya o hu/fu na-ote Ndi Igbo shi/si dee ya, ka o nghota ihe/ishe/ife/ive ha/wa/fa/va n’arutu aka. Akara Okwu Nsibidi/Nchibidi wu ilu aturu atu. Onye na e luru anya o na ghota ihe/ishe/ife/ive nke no na eziokwu.
- Load More Posts


Nsibidi
- Public Group
- 4 hours, 25 minutes ago
-
71
Posts
-
6
Members
Group Administrators

Udochi Okeke
@nwudochi
Verified Users

Udochi Okeke
@nwudochi

Mmi Nnodim-kelechi AmadiOha.
@kelechi-amadi
Nke wu mmadu ji obi anuri a gafee ihe/ishe/ife/ive nochiri ya uzo.