-
-
E jiri/jilu/jinu ashi/asi tuora mmadu ha/wa/fa/va were/welu/wenu aru/alu/anu jide onye na madi/maghi/maro. Ha/Wa/Fa/Va a noro/nolu/nonu na-gba onwe ha/wa/fa/va okirikiri n’onu ihe/ishe/ife/ive ohuru/ofuru/ofunu. Nke wu omu-idee-na-iti. Mana Eziokwu WU Ndu. Ndi Igbo e tetala/tetago n’ura ashi/asi na aghugho.
-
Ishi/Isi agu a na yi awudu/awughi/awuro ishi/isi AGU.O wukwa ishi/isi odum. Mgbashi gahaala i zu anyi oshi, o wukwa otu a ka ha/wa/fa/va shi eme. Ndi Igbo jiri/jilu ire UNU guo eze UNU onu.
Maka gini ka oyiri-igbo ji e ji odum eme ihe/ishe/ife/ive mana na-acho i mee ka anyi were ya tigee/tinye ebe agu na no ghota ndi Nnaa-Nnaa anyi…Read More
-
Nke a wu ihe/ishe/ife/ive/ ndi si kpo ndi Nnaa-Nnaa anyi ha/wa/fa/va, Nnee-Nnee anyi ha/wa/fa/va ashi. Ndi Igbo kporo/kpolu “uka.” Na ha/wa/fa/va amadighi/amaghi/amaro ihe/ishe/ife/ive. Anyi a amarala/amalugo, maka ashi ha/wa/fa/va agbagele uka.
-
Ugbo Chi Oma. Taa/Taata ihe/ishe/ife/ive nwere/nwelu i kwu gbasara/gbasalu ihe/ishe/ife/ive i di mfe. Onye lee anya o hu/fu na-ote Ndi Igbo shi/si dee ya, ka o nghota ihe/ishe/ife/ive ha/wa/fa/va n’arutu aka. Akara Okwu Nsibidi/Nchibidi wu ilu aturu atu. Onye na e luru anya o na ghota ihe/ishe/ife/ive nke no na eziokwu.
-
Ka shi choputa ma na kowara/kowalu unu na ndi oyiri-igbo shi eme. Maobu i ghota ote nghota ha/wa/fa/va di. Dika Dibia Afa shi gwam na oge agala mgbe mmadu na agafu n’ije, na ihe/ishe/ife/ive mmadu na lee fu wu n’anya. Ha/Wa/Fa/Va jiri tuora mmadu ashi onye na maghi odidi ha/wa/fa/va ji ekwu okwu onye ahu/afu ekwete.…Read More
-
Nganga buru uzo na ndu mmadu odida e sochie ya. Ndi Igbo e kwughi/kwuro na onye Igbo e nwekwala okwukwu n’ime onwe gi, -n’ime Chi gi. Ha/Wa/Fa/Va a sighi/siro anyi soro ndi ha/wa/fa/va sivili ose; maobu jiri nghota ndi ahu e lee onwe anyi nke ga aputa i di nzuzu. Onye mbuzu agaghi/a ma wu onye ikpazu; ebe o ma onwe ya. Ise nwere Ise ka Ndi Igbo…Read More
-
Ulo nke mbu Chukwu Abiama kenyere/kenyelu mmadu Igbo wu ahu/aru ya. Ya mere/melu Ndi Igbo jiri tuo ilu si na ugbo chi a muru/mulu onye ka e kwuru ihe/ishe/ihe/ife/ive o ga abu. Na o bu Chi na-eme eze. Ndi Igbo zuru oke, ma ana mu ha;/wa/fa/va. Ndi Igbo awughi/awuro ndi a chupuru/chufulu n’okike. Anyi zuru/zulu oke ma ndi nne anyi a na mu anyi…Read More
-
Ndi Igbo turu ilu si, onye Igbo kwuba aka gi oto. N’uzo kweshiri/kwesilu i di zi. Ma si anyi yi wee ishi agu, ka anyi hara/hapu i chefu ndi anyi wu/bu. Ishi/Isi Agu a wuru/wughi ishi/isi odum.
-
(Okwu na) Uka. Tuora/Tuolu omara/omalu o mara/malu. A tuora/tuolu ofeke o feege/feenye/feeba ishi/isi n’ohia/osha/ofia/ovia. Odinala/Odinana/Odinani, Ntonala/Ntonana/Ntonani, Nsoala/Nsoana/Nsoani, Iwuala/Iwuana/Iwuani, Omenala/Omenana/Omenani. Ise na Ise ka Igbo na-eme. Ndi Igbo ekweteghi/ekwetero na uzo ndi ozo.
-
-
-
Mgbe a na hu/fu onoko awughi mgbe a na-kwu okwu gbasara/gbasalu amara. Nke Wu “iwi Ishe/Ife/Ihe/ive.” Oyiri-igbo a wughi/wuro Igbo. Onye chowa ama ora ya mara/malu Chi ya. Ma yo Chi ya. Na o wu Chi na mee eze.
-
SheriMango joined the group Nsibidi
-
Nnodim-kelechi AmadiOha. joined the group Nsibidi
-
Ikenga-Nation joined the group Nsibidi
Nsibidi
- Public Group
- 2 weeks, 4 days ago
-
56
Posts
-
6
Members
Group Administrators
Udochi Okeke
@nwudochi
Verified Users
Udochi Okeke
@nwudochi
Nnodim-kelechi AmadiOha.
@kelechi-amadi
Nke wu mmadu ji obi anuri a gafee ihe/ishe/ife/ive nochiri ya uzo.