Profile Photo

Nnodim-kelechi AmadiOha.

0 out of 5
0 Ratings
  • UWA
  • Nnodim-kelechi AmadiOha.
  • Profile picture of Nnodim-kelechi AmadiOha.

    Nnodim-kelechi AmadiOha.

    22 hours, 58 minutes ago

    INNI
    Ise-No-Na-Ise-Mmaenu, Mmeenu, Mmeenu, Ise-No-Na-Ise
    Nwere Eke, Orie, Afo, Nkwo na Aka-Ose-Omu-Ose.
    NIIN
    Ochichiri na Ehihie a da kpo ezirie.
    O, OOOOm, oooom, Umu Elie (o wudu/wughi/wuro/wulo Orlu; nke ndi biara/biala/biana n’Ala/Ali/Ana/Ani Ndi Igbo wetere i ji kinga mpuru ojo n’Ala/Ali/Ana/Ani ayi/anyi).

    Nwatakiri mara ebe O shi, Ebe O shi a mara nwatakiri.
    Igbo e nweghi Eze, O, Chi, Chim, ChiNn, Chi Ayie wu Eze-INNI (Ise No Na Ise)
    Odinala,Odinana/Odinani, Ntoala/Ntoana/Ntoani, Nsoala/Nsoana/Nsoani, Iwuala/Iwuana/Iwuani, Omenala/Omenana/Omenani:
    MmkelemChiM, NnkelemChiM, NnkeleChiM.

    E nwere Ndi Igbo na e nwedu Chi, ma i jiri nghota Ndi Igbo Igbo Uga Azi kamgbe ndi iwi-Chi shi mkpu Oko-oke na Ida na Ndi ozo putahu/putafa/putawa/putava.

    Mana ha/fa/wa/va awudu ndi obu-ala/alo-uko.
    Maowu/Maobu ndi no na ocho ahu/aru/alu/anu. Maowu/Maobu ndi Iwi chi na ndi iwi-eze-adu.
    Nke ahu/ashu/afu/avu wu/bu akuko na gbasadu Ndi Igbo.

    Ma maka na mu choro/cholo/chono/cholu ka, onye na agu nke a ghota ihe/ishe/ife/ive mu na-arutu aka.
    Ma mara/mala/malu/mana nwee Ndi Igbo nwere Chi, mgbe onye Igbo Uga Aka kere ya.
    O, E Meszhiele ihe/ishe/ife/ive o na emetedu/emeteghi/emetero/emetelo/emeteno.

    Anadu/Anaro/Analo/Anano e ji ahu/aru/alu/anu anumuoanu ihe/ishe/ife/ive ozo e kpuchi mmuo ahu/aru/alu/anu
    Maka anadu/anaghi/anaro/analo/anano a pu na O a ga cho ihe/ishe/ife/ive owula.
    Mmaenu, nwere/nwele/nwelu/nwene ike ishi anu/alu/anu ugumagana rie/lie/nie mana;
    Mmaenu, a mmann ga n’agburu/agbulu/agbunu ugumagana maowu/maobu nke owula/owuna/owura, yiri/yili/yini ahu/alu/aru ya i duhu/dufu/dutu Nnee, umunnae, umunee, umunnaa ugumagana maowu/maobu na-agburu/agbulu/agbunu owula/owuna/owura. O wu/bu ha/fa/wa/va na a kuzi/enye ihe/ishe/ife/ive ha/fa/wa/va ma na e nwedu ihe/ishe/ife/ive ojo owula/obula/owuna/obuna megerele ha/fa/wa/va. Onye Igbo zowa maowu/maobu sowee iwu ndi no na Ise-No-Na-Ise (INNI) di na Uhu-Mu-Ha wu/bu Nnukwuru-Nnuagutadu onu. O malite i nghota ma mara/mala/malu/mana; ma ha/fa/wa/va cho.

    INNI
    Ise-No-Na-Ise-Mmaenu, Mmeenu, Mmeenu, Ise-No-Na-Ise
    Nwere Eke, Orie, Afo, Nkwo na Aka-Ose-Omu-Ose.
    NIIN

    Profile Photo liked this

About me

Mmanu, Nze, Ofu-Ora, Ozo, Celestin Nnodim-kelechi Amadioha

INNI

INNI.

OMA-OYI-INI.

OMO.

Ise No Na Ise.

Odinala/Odinana/Odinani, Ntonala/Ntonana/Ntonani, Nsoala/Nsoana/Nsoani, Iwuala/Iwuana/Iwuani, Omenala/Omenana/Omenani.

Tupu gi guo ihe/ishe/ife/ive owula/obula/owuna/obuna mu dere/dele/delu/dene, na e dee nke putara/putala/putalu/putana nke  ihe/ishe/ife/ive owula/obula/owuna/obuna mu kere/kele/kelu/kene, na e kee, ga e kee, ebe a maowu/maobu ebe ozo owula/obula/owuna/obuna, nwete

Ola-edo,

Ola-ocha,

Igwe,

Obi-osi-odi-ayi/anyi,

Mmanyi oku e ji, Ji na Ede mee,

Na otu ihe/ishe/ife/ive ndi ezshi/ezi n'ulo unu ji ama onye wu/bu mmanu/mmadu/mmadi,

Kpa ya aka nke onwe gi.

Naani, Onye Igbo (Okwu-Ma-Ete/Okwi-Ma-Ete/Akwu-Ma-Ete/Akwi-Ma-Ete) nwere/nwele/nwelu/nwene agburu/agbulu/agbunu ruru/rulu/lulu/nunu Ma-Otu-shite n'oge a Ma-Otu:Ogu-Na-Ano.

Friends

Profile Photo
Udochi Okeke
@nwudochi
Profile Photo
SheriMango
@sherimango
Profile Photo
Anoruo
@anoruo

Groups

Group logo of Ijuputa Ani
Ijuputa Ani
Private Group
Group logo of Ose Uma  Ora
Ose Uma Ora
Private Group
Group logo of Ise-No-Na-Ise
Ise-No-Na-Ise
Public Group

E-mail Address

ADDRESS

111 Uwa

Phone Number

617-899-7346

Media