Profile Photo

Nnodim-kelechi AmadiOha.

0 out of 5
0 Ratings
  • UWA
  • Nnodim-kelechi AmadiOha.
  • Profile picture of Nnodim-kelechi AmadiOha.

    Nnodim-kelechi AmadiOha.

    1 month, 1 week ago

    Nwanne, i cho uto wu/bu ihe/ishe/ife/ive Ndi Igbo niile kweshiri/kweshili/kweshilu/kweshini i di na-eme. O wudukwa/wughikwa/wurokwa/wulokwa/wunokwa “personal growith” dika e shi/si e kwu na asusu ndi biara/bialu/biala/biana n’Ala/Ali/Ana/Ani Igbo. O wu/bu ya mere/mele/melu/mene Ndi Igbo ji echichi di iche iche. Mana ofeke amadu/amaghi/amalo/amaro/amano. Mara/Mala/Malu/Mana Chi gi; nke gi na ya so tupu nne gi a na-amu gi n’uwa. I mara/mala/mala/mana ihe/ishe/ife/ive niile i kweshiri/kweshili/kweshili/kweshini i ma gbasara/gbasala/gbasalu/gbasana onwe gi, n’uwa. Anadu/Anaghi/Anaro/Analo/Anano a ga n’eszhi/ezi onwe a cho ya. Dika Onye Igbo i, mu anyi wu/bu, anyi zuru/zulu/zunu oke ma bia n’uwa. Chi anyi ma ihe/ishe/ife/ive niile gbasara/gbasala/gbasalu/gbasana onwe anyi. Ihe/ishe/ife/ive anyi biara/biala/bialu/biiana n’uwa i mee n’uwa.
    Bido n’onwe-i ma Chi gi. I mara/mala/malu/mana arushi/alushi/anushi (nke a awudu/awughi/awuro/awulo/awuno ihe/ishe/ife/ive ndi Uka-okwu-na-uka gwara/gwala/gwalu/gwana anyi). Alu-Oshi, ihe/ishe/ive/ive niile nwere/nwele/nwelu/nwene ebe o shi/si. Chukwu Abiama, tinyere/tinyele/tinyelu/tinyene ihe/ishe/isfe/ive niile ebe o kweshiri/kweshili/kwehilu/kweshinu i no. E nwedu/nweghi/nwero/nwelo/nweno ihe/ishf/ife/ive ndi Igbo na so iwu Ofo na Ogu no na mberede. Okachasi Ndi anyi wu/bu Ndi Igbo wu/bu; aha/asha/afa/ava nne na nna nyere/nyele/nyelu/nyene anyi n’Igbo.

    Profile Photo liked this

About me

Mmanu, Nze, Ofu-Ora, Ozo, Celestin Nnodim-kelechi Amadioha

INNI

INNI.

OMI-ONI

OMA-OYI-INI.

OMO.

Ise No Na Ise.

Odinala/Odinana/Odinani, Ntonala/Ntonana/Ntonani, Nsoala/Nsoana/Nsoani, Iwuala/Iwuana/Iwuani, Omenala/Omenana/Omenani.

Tupu gi guo ihe/ishe/ife/ive owula/obula/owuna/obuna mu dere/dele/delu/dene, na e dee nke putara/putala/putalu/putana nke  ihe/ishe/ife/ive owula/obula/owuna/obuna mu kere/kele/kelu/kene, na e kee, ga e kee, ebe a maowu/maobu ebe ozo owula/obula/owuna/obuna, nwete

Ola-edo,

Ola-ocha,

Igwe,

Obi-osi-odi-ayi/anyi,

Mmanyi oku e ji, Ji na Ede mee,

Ihe/Ishe/Ife/IVe o wu, maowu Onye O wu, o nwekwere/nwekele/nwekelu/nwekwene Ntu maobu UTU: nke na so oke maobu nwayi.

Na otu ihe/ishe/ife/ive ndi ezshi/ezi n'ulo unu ji ama onye wu/bu mmanu/mmadu/mmadi,

Kpa ya aka nke onwe gi.

Naani, Onye Igbo (Okwu-Ma-Ete/Okwi-Ma-Ete/Akwu-Ma-Ete/Akwi-Ma-Ete) nwere/nwele/nwelu/nwene agburu/agbulu/agbunu ruru/rulu/lulu/nunu Ma-Otu-shite n'oge a Ma-Otu:Ogu-Na-Ano.

Friends

Profile Photo
Udochi Okeke
@nwudochi
Profile Photo
SheriMango
@sherimango
Profile Photo
Anoruo
@anoruo

Groups

Group logo of OGU AMA
OGU AMA
Public Group
Group logo of Ise-No-Na-Ise
Ise-No-Na-Ise
Public Group
Group logo of Ijuputa Ani
Ijuputa Ani
Private Group

E-mail Address

ADDRESS

111 Uwa

Phone Number

617-899-7346

Media