Profile Photo

Nnodim-kelechi AmadiOha.

0 out of 5
0 Ratings
  • UWA
  • Nnodim-kelechi AmadiOha.
  • Profile picture of Nnodim-kelechi AmadiOha.

    Nnodim-kelechi AmadiOha.

    1 month, 4 weeks ago

    N’ihi na onye Igbo owula/obula/owuna/obuna na onye Akwu-Ma-Ete/Akwi-Ma-Ete/Okwu-Ma-Ete/Okwi-Ma-Ete owula/obula/owuna/obuna nwele/nwelu/nwene agwu n’akpa ya. Onye gara/gala/galu/gana ga kpa agwu onye ozo. Nke wu/bu aru/alu; ihe/ishe/ife/ive na-eche onye wu/bu wu/bu ara,oria na onwu. ihe/Ishe/Ife/Ive ndi a ka o gara/gala/galu/gana kpatara/kpatala/kpatalu/kpatana onwe ya. N’uwa anyi niile no n’ime ya. Ihe/Ishe/Ife/Ive owula/obula/owuna/obuna nwere/nwele/nwelu/nwene onodu nke ya. A daa/nadu/naghi/naro/nalo/nano egbutere/egbutele/egbutelu/egbutene ya mmadu maowu/maobu anumanu, a ghota na aghugho, e kwutere/kwutele/kwutelu/kwutene ya n’okwu. Maowu/Maobu ekpetere/ekpetele/ekpetelu/ekpetene ya na ekpere/ekpele/ekpelu/ekpene.

    Onye na-che si na o ga aghobu uwa nke o no n’ime ya. Site na i ga eme aru/alu di otee/otu a, amadu/amaghi/amaro/amalo/amaro na uwa di ndu. Ma nwee iwu na achi ya. Aka-Ose-Ma-Ike dikwa ndu ma nwee iwu na-achi ya. E nwedu/nweghi/nwero/nwelo/nweno onye kpachapuru/kpachapulu/kpachapunu anya mee ya na gadu/gaghi/garo/galo/gano aga na ihe/ishe/ife/ive ato mu dere/dele/delu/dene.

    Profile Photo liked this

About me

Mmanu, Nze, Ofu-Ora, Ozo, Celestin Nnodim-kelechi Amadioha

INNI

INNI.

OMI-ONI

OMA-OYI-INI.

OMO.

Ise No Na Ise.

Odinala/Odinana/Odinani, Ntonala/Ntonana/Ntonani, Nsoala/Nsoana/Nsoani, Iwuala/Iwuana/Iwuani, Omenala/Omenana/Omenani.

Tupu gi guo ihe/ishe/ife/ive owula/obula/owuna/obuna mu dere/dele/delu/dene, na e dee nke putara/putala/putalu/putana nke  ihe/ishe/ife/ive owula/obula/owuna/obuna mu kere/kele/kelu/kene, na e kee, ga e kee, ebe a maowu/maobu ebe ozo owula/obula/owuna/obuna, nwete

Ola-edo,

Ola-ocha,

Igwe,

Obi-osi-odi-ayi/anyi,

Mmanyi oku e ji, Ji na Ede mee,

Ihe/Ishe/Ife/IVe o wu, maowu Onye O wu, o nwekwere/nwekele/nwekelu/nwekwene Ntu maobu UTU: nke na so oke maobu nwayi.

Na otu ihe/ishe/ife/ive ndi ezshi/ezi n'ulo unu ji ama onye wu/bu mmanu/mmadu/mmadi,

Kpa ya aka nke onwe gi.

Naani, Onye Igbo (Okwu-Ma-Ete/Okwi-Ma-Ete/Akwu-Ma-Ete/Akwi-Ma-Ete) nwere/nwele/nwelu/nwene agburu/agbulu/agbunu ruru/rulu/lulu/nunu Ma-Otu-shite n'oge a Ma-Otu:Ogu-Na-Ano.

Friends

Profile Photo
Udochi Okeke
@nwudochi
Profile Photo
SheriMango
@sherimango
Profile Photo
Anoruo
@anoruo

Groups

Group logo of OGU AMA
OGU AMA
Public Group
Group logo of Ise-No-Na-Ise
Ise-No-Na-Ise
Public Group
Group logo of Ijuputa Ani
Ijuputa Ani
Private Group

E-mail Address

ADDRESS

111 Uwa

Phone Number

617-899-7346

Media