-
Onye na kwukwa, ya jukwa ase/ese. Ma ya na kwu ihe/ishe/ife/ive na aka ose Philip Emeagwali keeputara/keeputala/keeputalu/keeputana. E nwedu/nweghi/nwero/nwelo/nwenokwa onye owula/obula/owuna/obuna mu bu Ofu Ora, Nnodim-Kelechi AmadiOh, na a si ndo obula/obuna/owula/owuna. Ihe/Ishe/Ife/Ive mu na arutu aka wu/bu maka okwu ndi e rere/rele/lele/lelu-ere/ele/ene. Mu wu/bu onye Chi loro/lolo/lono uwa e meegele ha/fa/wa/va (obu-ALa/Alo-Uko) ihe/ishe/ife/ive ha/fa/wa/va na e nwedu/nweghi/nwero/nwelo/nweno ike i kwughachi mu ugwo shite/site n’aka na ike nke ha/fa/wa/va.
Mana ha/fa/wa/va si, na mu ga anwu. Na o wu/bu aru/alu ka ha/fa/wa/va ga e ji akwughachi mu ugwo ihe/ishe/ife/ive mu mere/mele/melu/mene ha/fa/wa/va. Onye chiri/chili/chilu/chini ha/fa/wa/va dika onye yiri/yili/yilu/yini ha/fa/wa/va, ufa mu ka ha/fa/va/wa jiri/jili/jilu/jini merie, ma nwete okwa. Iwu ndi ha/fa/wa/va na mee, na bee ha/fa/wa/va i ji mezshie/mezie aru/alu e mere/mele/melu/mene ha/fa/wa/va o wu/bu ufa mu ka e ji eme mee. Egwu ha/fa/wa/va na wu/bu na mba uwa niile o wu mu mere/mele/melu/mene ya. E jiri/jili/jilu/jini ya na-eme aru, mu ji meekwa egedege. M nyekwere/nyekwele/nyekwelu/nyekwene ha/fa/wa/va ufa onye no n’ochichi ugbua jiri/jili/jilu/jini merie/melie/menie “oti-aru-mpu” n’afo/aho/aro ato gara/gala/galu/gana aga. Onye mekatakwa bia n’ako ose Philip Emeagwali keeputara/keeputala/keeputalu/keeputana, a si ha/fa/wa/va ndo. Na a wu/bu udu ndi Akwu-Ma-Ete/Akwi-Ma-Ete/Okwu-Ma-Ete/Okwi-Ma-ete ka ha/fa/wa/va na buru/bulu/bunu eme ka mmadu hara/hala/halu/hana i ma ihe/ishe/ife/ive o kweshiri/kweshili/kweshilu/kweshini i ma gbasara/gbasala/gbasalu/gbasana onwe ya maowu/maobu ndi no n’agburu/agbulu/agbunu ya. Nke wu/bu i mee kwa ka onye ahu/ashu/afu/avu noro na onodu nke ha/fa/wa/va na-ekwu si wu/bu aru/alu emere/emele/emelu/emene ha/fa/wa/va.
Nsogbu anyi no n’ime ya ugbua wu/bu na anyi hapuru/hapulu/hapunu uzo Ndi Igbo na acho i kpa agwa ka ndi anyi na-wudu/wughi/wuro/wulo/wuno o na emebishi ihe/ishe/ife/ive anyi, ma ndu anyi. E mee onye Igbo ajuo mmuo ihe/ishe/ife/ive ndi biara/biala/bialu/biana n’Ala/Ani/Ana/Ali nso Ndi Igbo mere/mele/melu/mene butere/butele/butelu/butene orire/olile mmadu. Gini kpatara/kpatala/kpatalu/kpatana anyi niile bigee ndu kamgbe Uga Aka, Uga Chi, Uga Anwu na Uga Azi ga eji eme aru/alu i na kwu maka ya.
Ihe/Ishe/Ife/Ive na nodu/noghi/noro/nolo/nono n’ikpu nnee. A hu/fu/shu ya nwa o wuru/wulu/wunu aru. Anyi aguru/agulu/agunu na gugadu/gughi/guro/gulo. Ola Ocha, Ola Edo anyi nwee ma mara/mala/malu/mana ote e shi e ji ya eme ihe/ishe/ife/ive. Anyi umu nnee anyi ha/fa/wa/va keeputara/keeputala/keeputalu/keeputana Ijuputa Ani. Nke ha/fa/wa/va-iwi-ete; ka na-acho i si na o wu/bu Ndi Shi na mpu Oko-oke mere/mele/melu/mene ya. E redu/reghi/rero/relo/reno mmadu mgbe ahu/ashu/afu/avu o wuru/wulu/wunu na aho/afo/aro okpukpu ano maowu/maobu ise ka anyi ga eji eme ya.
About me
Mmanu, Nze, Ofu-Ora, Ozo, Celestin Nnodim-kelechi Amadioha
INNI
INNI.
OMI-ONI
OMA-OYI-INI.
OMO.
Ise No Na Ise.
Odinala/Odinana/Odinani, Ntonala/Ntonana/Ntonani, Nsoala/Nsoana/Nsoani, Iwuala/Iwuana/Iwuani, Omenala/Omenana/Omenani.
Tupu gi guo ihe/ishe/ife/ive owula/obula/owuna/obuna mu dere/dele/delu/dene, na e dee nke putara/putala/putalu/putana nke ihe/ishe/ife/ive owula/obula/owuna/obuna mu kere/kele/kelu/kene, na e kee, ga e kee, ebe a maowu/maobu ebe ozo owula/obula/owuna/obuna, nwete
Ola-edo,
Ola-ocha,
Igwe,
Obi-osi-odi-ayi/anyi,
Mmanyi oku e ji, Ji na Ede mee,
Ihe/Ishe/Ife/IVe o wu, maowu Onye O wu, o nwekwere/nwekele/nwekelu/nwekwene Ntu maobu UTU: nke na so oke maobu nwayi.
Na otu ihe/ishe/ife/ive ndi ezshi/ezi n'ulo unu ji ama onye wu/bu mmanu/mmadu/mmadi,
Kpa ya aka nke onwe gi.
Naani, Onye Igbo (Okwu-Ma-Ete/Okwi-Ma-Ete/Akwu-Ma-Ete/Akwi-Ma-Ete) nwere/nwele/nwelu/nwene agburu/agbulu/agbunu ruru/rulu/lulu/nunu Ma-Otu-shite n'oge a Ma-Otu:Ogu-Na-Ano.
Friends
Groups
E-mail Address
ADDRESS
111 Uwa
Phone Number
617-899-7346