Profile Photo

Nnodim-kelechi AmadiOha.

0 out of 5
0 Ratings
  • UWA
  • Nnodim-kelechi AmadiOha.
  • Profile picture of Nnodim-kelechi AmadiOha.

    Nnodim-kelechi AmadiOha.

    3 months ago

    Nso na epupute uru. Ka Chukwu Abiama gozie Ndi IPOB, na Onye chiri/chili/chini/chilu Biafra nke Mbu Dim Ike Mba Chukwuemeka Odumegwu Ojukwu. Ndi kwuru/kwulu/kwunu si na anyi wu/bu Ndi Igbo e kweshidu/ekweshighi/ekweshiro/ekweshilo/ekweshino i no n’Obodo nke iwi-ete zutere/zutele/zutelu/zutelu n’ego.

    Profile Photo liked this

About me

Mmanu, Nze, Ofu-Ora, Ozo, Celestin Nnodim-kelechi Amadioha

INNI

INNI.

OMI-ONI

OMA-OYI-INI.

OMO.

Ise No Na Ise.

Odinala/Odinana/Odinani, Ntonala/Ntonana/Ntonani, Nsoala/Nsoana/Nsoani, Iwuala/Iwuana/Iwuani, Omenala/Omenana/Omenani.

Tupu gi guo ihe/ishe/ife/ive owula/obula/owuna/obuna mu dere/dele/delu/dene, na e dee nke putara/putala/putalu/putana nke  owula/obula/owuna/obuna mu kere/kele/kelu/kene, na e kee, ga e kee, ebe a maowu/maobu ebe ozo owula/obula/owuna/obuna, nwete

Ola-edo,

Ola-ocha,

Igwe,

Obi-osi-odi-ayi/anyi,

Mmanyi oku e ji, Ji na Ede mee,

Lee ma Nn/Gi, i nwekwere/nwekele/nwekelu/nwekwene NTU maobu UTU: nke na so oke maobu nwayi. Nke gi onwe gi. O wudu/wughi/wuro/wulo/wuno nke onye ozo. Ma Lee ma onye gi na ya na-eme ihe/ishe/ife/ive o nwekwere/nwekele/nwekelu/nwekwene NTU maobu UTU: nke na so oke maobu nwayi. Nke onye ahu/ashu/afu/avu, o wudu nke onye ozo: nke ga wu/bu oshi, aru.

Na otu ihe/ishe/ife/ive ndi ezshi/ezi n'ulo unu ji ama onye wu/bu mmeenu/mmaanu/mmeedu/mmaadu/mmeedi/mmaadi.

Kpa ya aka nke onwe gi. Ya wuru/wulu/wunu na o wu onye ozo gi lee ma o nwere/nwele/nwelu/nwene NTU maobu UTU ote Ana shi cho. Mgbe o chachara/chachala/kpachalu/kpachana ihe/ishe/ife/ive ndi mu dere maka ya.

Ma ya wuru/wulu/wunu na i na acho i zshi ya.  O ka Ayi/Anyi Ndi Igbo puo daabaa na o ji ukwu abuo aga ije, o wu mmeenu/mmanu/mmeedi/mmaadi nge o na wudu/wughi/wuro/wulo/wuno.

Naani, Onye Igbo (Okwu-Ma-Ete/Okwi-Ma-Ete/Akwu-Ma-Ete/Akwi-Ma-Ete) nwere/nwele/nwelu/nwene agburu/agbulu/agbunu ruru/rulu/lulu/nunu Ma-Otu/Iri na otu-shite n'oge a Ogu-Okpukpu na ogu na ano; ga emeli ISe-NO-Na-ISe.

Na Ndi umu Nnee ayi/anyi na Umu Nnaa ayi/anyi wukwa/bukwa Ndi Okwu-Ma-Ete/Okwi-Ma-Ete/Akwu-Ma-Ete/Akwi-Ma-Ete ga emeli INNI, na uzo nghota ha/fa/wa/va shi di shitekwa na agburu/agbulu/agbunu ha/fa/wa/va.

Onye Na Chi Ya.

Onye Na Oke Chi ya.

Onye Na Ihe/Ishe/Ife/Ive Uwa Ya.

Onye Na Onye Uwa ya.

Onye Na EzumaEzu Ya.

Onye Na Agbaree no n'Ukwu Nnee ya.

Onye Na Agbaraa no n'ukwu Nnaa Ya.

Onye Na Agbaree no n'Ukwu Nnaa ya.

Onye Na Agbaraa no n'Ukwua Nnaa Ya.

Ayi/Anyi niile na Ise-No-Na-Ise.

INNI.

Ihe/Ishe/Ife/Ive mu na-eme agbasadu Mgba-ashi, Ogboma/Amogba umu ha/fa/wa/va maowu/maobu ndi na ta/e ri amosu. Ochichiri na Ehihie ada kpo ihu.

Friends

Profile Photo
Udochi Okeke
@nwudochi
Profile Photo
SheriMango
@sherimango
Profile Photo
Anoruo
@anoruo

Groups

Group logo of Ose Uma  Ora
Ose Uma Ora
Public Group
Group logo of Ijuputa Ani
Ijuputa Ani
Public Group
Group logo of OGU AMA
OGU AMA
Public Group

E-mail Address

ADDRESS

111 Uwa

Phone Number

617-899-7346

Media