-
Ndi si na uzo Ndi Nne-Nne-Nne anyi ha/fa/wa/va na Ndi Nna-Nna-Nna anyi ha/fa/wa/va wu/bu aru/alu/anu, turu/tulu/tunu ashi. Ndi keeputara/keeputala/keeputalu/keeputana nri niile-ofe; ndi anyi na-eri ugbua.
“The God of a Cannibal is also a Cannibal-Ajofia Nnewi.
Body of Christ. Blood of Christ.
Alakuba wu/bu Ala-Kwu-Ba, maowu/maobu Kwu-Ba-Ala. O wu/bu ihe/ishe/ife/ive Ndi Igbo ka ndi ozo na-je. Onye Igbo ma ihe/ishe/ife/ive agadu/agahi/agaro/agalo/agano a hapu/hafu uzo nke ya, soro/solo/sono ndi na-eje anyi.
Odinala/Odinana/Odinani, Ntonala/Ntonana/Ntonani, Nsoala/Nsoana/Nsoani, Iwuala/Iwuana/Iwuana, Omenala/Omenana/Omenani. Bu/Wu ebe ezshiokwu/eziokwu di/no. Ndi hibere/hibele/hibelu/hibene nke otutu ndi/nde n’ime anyi na-eme wu/bu onye tigere/tigele/tigelu/tigene nke ndi na-eti ishi/isi n’Ala/Ani/Ana/Ali. Ha/Fa/Wa/Va gwawa ndi no n’agburu/agbulu/agbunu ha/fa/wa/va maka uzo ofufe ha/fa/wa/va.
Ma ndi na-ekpu ihe/ishe/ife/ive n’ishi/isi na-eje Ndi/Nde Igbo. A sidim/sighi/siro/silo/sino mu nomi. A si ojije. Nke wu/bu i meebi ihe/ishe/ife/ive Ndi Igbo.
Onye Igbo jiri/jili/jilu/jini ire gi guo eze gi onu. Ote O di n’ezshi/ezi ka o di n’ime.
About me
Celestin Nnodim-kelechi Amadioha
Ise No N'Ise.
Odinala/Odinana/Odinani, Ntonala/Ntonana/Ntonani, Nsoala/Nsoana/Nsoani, Iwuala/Iwuana/Iwuani, Omenala/Omenana/Omenani.
Friends
Jordan Williams
@jujuman778
Cynthia Ellis
@cynthia-ellis
Udochi Okeke
@nwudochi
SheriMango
@sherimango
Anoruo
@anoruo
Groups
E-mail Address
ADDRESS
111 Uwa
Phone Number
617-899-7346
Media
Photos
Videos
Audios
Files