Profile Photo

Nnodim-kelechi AmadiOha.

0 out of 5
0 Ratings
  • UWA
  • Nnodim-kelechi AmadiOha.
  • Profile picture of Nnodim-kelechi AmadiOha.

    Nnodim-kelechi AmadiOha.

    1 month ago

    A wu mu nwa Amadioha na Eke. Nke Okpoko na Obinwanne muru/mulu/munu. Nke shi Amucha na Aka. Aka na Amucha umu ELe; Nwa Ele n’ikwu Nne na Nwa Ele n’ikwu Nna. Ele a na kpo Orlu ugbua na kweshidu/kweshiro/kweshilo/kweshino-na amadu-ama/amaghi-ama/amaro-ama/amalo/amano-ama.

    E shigelem mu n’ura ndi okwu na uka tinyere/tinyele/tinyene mu teta. Ihe/Ishe/Ife/Ive mu kwetere/kwetele/kwetelu/kwetene na ya wu Ise no na Ise-Odinala/Odinana/Odinani, Ntonala/Ntonana/Ntonani, Nsoala/Nsoana/Nsoani, Iwuala/Iwuana/Iwuana, Omenala/Omenana/Omenani; nwere Eke, Orie, Afo, Nkwo na Aka-Ose-Ma-Ike.

    Ihe/Ishe/Ife/Ive mu na-eme wu/bu ihe/ishe/ife/ive gbasara/gbasala/gbasalu/gbasana Ndi Igbo ibe mu. Igbo, iwi-ete na turudu mgbe gara/gala/galu/gana aga ma meecha lota ahu/ashu/afu/avu. O gbasadu/gbasaghi/gbasaro/gbasalo/gbasano “oBu-ALa/ALo-uKo,” iwi-ete, mgba-ashi, ogboma/amogba, ota/ori-amosu. Onye owula/obula/owuna/obuna nwere/nwele/nwelu/nwene agburu/agbulu/agbunu ebe o shi/si bia uwa. O di bee ndi ozo dirila/dirilu/dirina ha/fa/wa/va, o di bee anyi dirila/dirilu/dirina anyi.

    Mu mee, mee nke oma, Chi mu na Ndi Igbo agwa mu. Mu mee, mee nke ojo Chi mu na Ndi Igbo agwa mu. Maka ada/anaghi/anaro/analo/anano e shi na Ise No N’ise aga elu igwe ndi iwi-ete wetere/wetele/wetelu/wetene anyi.

    Dika OhaMaDike, Mazi Nnamdi Okwuchukwu Kanu shi/si ekwu, Ndi Igbo, anyi choro/cholu/chonu obodo/Mba nke anyi. Ala/Ani/ALi/Ana Biafra. Ala/Ana/Ani nso Ndi Igbo agaghizikwa a wuru/wulu/wunu ndi iwi-ete,oyiri-igbo,oyi-ibe/iyi-ibe, nnefuru/nnefulu/nnefunu ana-ji-oria. Ndi Igbo amurula anya.

    Profile Photo liked this

About me

Celestin Nnodim-kelechi Amadioha

Ise No N'Ise.

Odinala/Odinana/Odinani, Ntonala/Ntonana/Ntonani, Nsoala/Nsoana/Nsoani, Iwuala/Iwuana/Iwuani, Omenala/Omenana/Omenani.

Friends

Profile Photo
Jordan Williams
@jujuman778
Profile Photo
Cynthia Ellis
@cynthia-ellis
Profile Photo
Udochi Okeke
@nwudochi
Profile Photo
SheriMango
@sherimango
Profile Photo
Anoruo
@anoruo

Groups

Group logo of Ose Uma  Ora
Ose Uma Ora
Private Group
Group logo of Ijuputa Ani
Ijuputa Ani
Private Group
Group logo of Eziokwu Bu Ndu
Eziokwu Bu Ndu
Private Group

E-mail Address

ADDRESS

111 Uwa

Phone Number

617-899-7346

Media