-
Nke a wu/bu ote e kweshiri/kweshili/keshini e she Ala/Ani/Ana/Ali Okwu-Ma-Ete/Okwi-Ma-Ete. Maka na anyi gara/gala/gana nwere/nwele/nwelu/nwene elu/enu/eru tigee n’Ala/Ani/Ana/Ali nwere/nwele/nwelu/nwene Ala/Ani/Ana/Ali; nwere/nwele/nwelu/nwene aka nri tigee/tinye na aka ekpe, nwere/nwele/nwene aka ekpe tigee/tinye n’aka nri; nwere/nwele/nwelu/nwene eziri/ihu/iru tigee n’azu nwere/nwele/nwelu/nwene azu tigee n’eziri/ihu/iru. Anyi anoro/anolo/anono na nghota meebiri e meebi. Onye na che si na o wudu/wughi/wuro/wulo/wuno ezshiokwu/eziokwu; ya juo onwe si o lee ebe wu/bu “Opa Ijiptu” na ‘Lowa Ijiputu;” n’akuko ndi mere/mele/melu/mene “Ijiputology.” O wu/bu Ndi Igbo choputara/choputala/choputalu/choputana “Ijiputu” nke wu/bu Ijuputa Ani; Ndi so Iju puta. Ma cheta na ndi turu/tulu/tunu ilu si na e nwere/nwele/nwelu/nwene ndi bu mmiri/mmili/mmini n’onu e kwu okwu.
About me
Celestin Nnodim-kelechi Amadioha
Ise No N'Ise.
Odinala/Odinana/Odinani, Ntonala/Ntonana/Ntonani, Nsoala/Nsoana/Nsoani, Iwuala/Iwuana/Iwuani, Omenala/Omenana/Omenani.
Friends
Jordan Williams
@jujuman778
Cynthia Ellis
@cynthia-ellis
Udochi Okeke
@nwudochi
SheriMango
@sherimango
Anoruo
@anoruo
Groups
E-mail Address
ADDRESS
111 Uwa
Phone Number
617-899-7346
Media
Photos
Videos
Audios
Files
Ala/Ani/Ana/Ali Akwu-Ma-Ete/Okwu-Ma-Ete.