-
Maka Ndi Igbo,Ndi Okwu-Ma-Ete, Ndi Okwi-Ma-Ete awudu/awughi/awuro/awulo/awuno oyiri/oyili/oyini/oyilu Igbo maowu/maobu mgba-ashi, amogba/ogboma maowu/maobu ota-amosu. O wudu/wughi/wuro/wulo/wuno na o ji ukwu abuo/aboo/iboo/ibua/ibo/ibolo/iboro/Mbo mbo/ibaa a ga ije mere/mele/melu/mene ya Mma Ndu.
Ofu/Mbu/otu/Nge/Ovu/Okpu Onu: Ona-Ocha
Abuo/Aboo/Iboo/Ibua/Ibo/Ibolo/Mbo mbo/Ibaa: Obi-si-di-ani/alo.
Ato/ito: Igwe
Ano/Ino: Oku
Ise/Ete Ora: Ona-Edo
Isii/Odi Aka Agali Ofu: Ede mmanyi oku.E buru/bulu/bunu Ola-Mu-Kpu n’aka si onye Igbo riwee Ji na Ede ka o mara/mala/malu/mana na e nwedu/nwero/nwelo/nweno ihe/ishe/ife/ive Ndi Igbo na-eme na nkiti.
About me
Celestin Nnodim-kelechi Amadioha
Ise No N'Ise.
Odinala/Odinana/Odinani, Ntonala/Ntonana/Ntonani, Nsoala/Nsoana/Nsoani, Iwuala/Iwuana/Iwuani, Omenala/Omenana/Omenani.
Friends
Jordan Williams
@jujuman778
Cynthia Ellis
@cynthia-ellis
Udochi Okeke
@nwudochi
SheriMango
@sherimango
Anoruo
@anoruo
Groups
E-mail Address
ADDRESS
111 Uwa
Phone Number
617-899-7346
Media
Photos
Videos
Audios
Files
Asaa/Isaa: Onye Igbo e tigee/tinye nke shi/si na ama nna ya maowu/maobu ama nne ma ya wuru/buru/wunu/bunu na e shi na nne eme ihe/ishe/ife/ive.