Profile Photo

Nnodim-kelechi AmadiOha.

0 out of 5
0 Ratings
  • UWA
  • Nnodim-kelechi AmadiOha.
  • Profile picture of Nnodim-kelechi AmadiOha.

    Nnodim-kelechi AmadiOha.

    3 months, 2 weeks ago

    Onye Igbo (Oru na Mmiri/Mmili/Mmini), Akwu-Ma-Ete, Okwu-Ma-Ete, Okwi-Ma-ete, Akwi-Ma-ete, Ndi Gboo na acho i mata ezshiokwu/eziokwu gbasara/gbasala/gbasalu/gbasana onwe anyi. Ihe/Ishe/Ife/Ive dosara/dosala/dosana/dosalu anyi ndu kamgbe uwa gba oto ruo taa, e nwedu/nweghi/nwero/nwelo/nweno onye kweshiri/kweshili/kweshini/kweshilu i ga ebe. Oso na ihe/ishe/ife/ive mere/mele/mene/melu eji tuo ilu si na onye igbo i nke i metera/metela/metana/meta i jiri/jili/jini/jilu ishi gi buru/bulu/bunu. O so na ihe/ishe/ife/ive ndi Ogwu ego na-eme. O wu/bu ya mere/mele/mene/melu mmadu ga eji hapu/hafu/hashu/havu uzo Ndi Nne-Nne ya na Ndi Nna-Nna ya sowee uzo Ndi Ozo. Na che si na o maka ihe/ishe/ife/ive. Mana e nwedu ihe/ishe/ife/ive o ma. Ebe ijitenano ndi a wu/bu aga-aga.
    Okwi/u-Atu.
    OBa.
    Ore Nne.
    OKa.
    ASHU-oye Ete.
    OJb.
    Akh.
    OSahu.
    Ishi-Ike m.

    Profile Photo liked this

About me

Celestin Nnodim-kelechi Amadioha

Ise No N'Ise.

Odinala/Odinana/Odinani, Ntonala/Ntonana/Ntonani, Nsoala/Nsoana/Nsoani, Iwuala/Iwuana/Iwuani, Omenala/Omenana/Omenani.

Friends

Profile Photo
Jordan Williams
@jujuman778
Profile Photo
Cynthia Ellis
@cynthia-ellis
Profile Photo
Udochi Okeke
@nwudochi
Profile Photo
SheriMango
@sherimango
Profile Photo
Anoruo
@anoruo

Groups

Group logo of Ose Uma  Ora
Ose Uma Ora
Private Group
Group logo of Ijuputa Ani
Ijuputa Ani
Private Group
Group logo of Eziokwu Bu Ndu
Eziokwu Bu Ndu
Private Group

E-mail Address

ADDRESS

111 Uwa

Phone Number

617-899-7346

Media