-
Ihe/Ishe/Ife/Ive di eshziobote/ezibote mkpa n’ihe/ishe/ife/ive gbasara/gbasala/gbasana/gbasalu eshziobote/ezibote nke anyi dika Ndi Igbo (Oru na Mmiri/Mmili/Mmini), na O,Akwi/uma-ete/Gboo. Onye owula/obula/owuna/obula na-acho i bia akoro/akolo/akono/akolu unu gbasara/gbasala/gbasana/gbasalu uzo Ndi Igbo siviri/sivili/sivini/sivilu umu uwa ose; wu/bu na i ga amara/amala/amana/amalu onye Igbo nke oma. Ka o hara/hala/hana/halu i wuru/buru/wulu/bulu na o na-acho i mee gi ka i mee ihe/ishe/ife/ive o mere/mele/mene/melu na gbanyedu/gbanyero/gbanyelo/gbanyelu akaraka nke gi onwe gi. Ofodu ndi ofeke na madu/maro/maghi/malo/mano ihe/ishe/ife/ive owula/obula/owuna/obuna gbasara/gbasala/gbasana/gbasalu Ise No N’ise na agaghari/agaghali/agaghani akpa agwa ka aga si na ha/fa/wa/va ma eshziokwu/eziokwu gbasara/gbasala/gbasana/gbasalu anyi mana o wu/bu i nwere/nwele/nwene/nwelu onye ozo e tigee ebe ha/fa/wa/va shi. Na gbanyedu/gbanyero/gbanyelo/gbanyeno ma o wu/bu ihe/ishe/ife/ive oma maowu/maobu ihe/ishe/ife/ive ojo. Maka Ndi Igbo turu/tulu/tunu ilu si na mmadu na amu nwa ka nwa ya ka ya mma. Ndi gara/gala/gana/galu banye na otu nzuzo na egbu nwa mmadu maowu/maobu nwa mmuo puta ha/fa/wa/va na acho onye ga eme dika ha/fa/wa/va shi mee. Na judu/jughi/juro/julo/juno ma ihe/ishe/ife/ive onye ahu/ashu/afu/avu na-eme o wu/bu ihe/ishe/ife/ive Chi ya choro/cholo/chono/cholu. Ihe/Ishe/Ife/Ive mu na-arutu aka wu/bu otu uzo e shi e mee ka Ndi Igbo na gbara/gbala/gbana/gbalu Odinala/Odinana/Odinani, Ntonala/Ntonana/Ntonani, Nsoala,Nsoana, Nsoani,Iwuala/Iwuana/Iwuani, Omenala,Omenana, Omenani. Ma na ga na ama ndi Okwu na Uka maowu/maobu ndi ogwu ego. Wu/Bu ihe/ishe/ife/ive ndi Gboo kporo/kpolo/kpono/kpolu ya, Okwu na Uka. A tuora/tuola/tuona omara/omala/omana/omalu ya mara/mala/mana/malu, a tuora/tuola/tuona/tuolu ofeke o fegee ishi/isi n’ohia/osha/ofia/ovia.
About me
Celestin Nnodim-kelechi Amadioha
Ise No N'Ise.
Odinala/Odinana/Odinani, Ntonala/Ntonana/Ntonani, Nsoala/Nsoana/Nsoani, Iwuala/Iwuana/Iwuani, Omenala/Omenana/Omenani.
Friends
Jordan Williams
@jujuman778
Cynthia Ellis
@cynthia-ellis
Udochi Okeke
@nwudochi
SheriMango
@sherimango
Anoruo
@anoruo
Groups
E-mail Address
ADDRESS
111 Uwa
Phone Number
617-899-7346
Media
Photos
Videos
Audios
Files