-
Ugbo Chi Eke Oma. Ka anyi na-echeta umu nne anyi na umu nna anyi luru/lunu/lulu ogu agha Biafra ka anyi nwere/nwele/nwene/nwelu onwe anyi ma nwete Obodo nke anyi. Anyi na-echeta ha/fa/wa/va maka ihe/ishe/ife/ive ha/fa/wa/va merele/melere anyi. N’abali Ise-na-ato n’abia ka Ndi umu nne anyi na achotukwa ruo ugbua ka anyi nwete Obodo nke anyi kpebiri/kpebili/kpebini/kpebilu na anyi ga eji e cheta ha/fa/wa/va maka oke ihe/ishe/ife/ive ha/fa/wa/va/ mere/mele/mene/melu anyi. Ise,Ise,Ise,Ise,Ise.
About me
Celestin Nnodim-kelechi Amadioha
Ise No N'Ise.
Odinala/Odinana/Odinani, Ntonala/Ntonana/Ntonani, Nsoala/Nsoana/Nsoani, Iwuala/Iwuana/Iwuani, Omenala/Omenana/Omenani.
Friends
Jordan Williams
@jujuman778
Cynthia Ellis
@cynthia-ellis
Udochi Okeke
@nwudochi
SheriMango
@sherimango
Anoruo
@anoruo
Groups
E-mail Address
ADDRESS
111 Uwa
Phone Number
617-899-7346
Media
Photos
Videos
Audios
Files