Profile Photo

Nnodim-kelechi AmadiOha.

0 out of 5
0 Ratings
  • UWA
  • Nnodim-kelechi AmadiOha.
  • Profile picture of Nnodim-kelechi AmadiOha.

    Nnodim-kelechi AmadiOha.

    4 months, 4 weeks ago

    Ihe/Ishe/Ife/Ive Di eshzigbote/ezigbote mkpa na Ndu onye Igbo owula/obula/owuna/obuna na-acho i ma eshziokwu/eziokwu gbasara/gbasala/gbasanna/gbasalu Ndi Igbo wu/bu na-akuko gbasara/gbasala/gbasala/gbasalu okala mmadu na okala mmuo site na ghota ndi nkiti na ndi ashi/asi na aghugho na-arutu aka na onye Igbo e zudu/zughi/zuro/zulo oke wu/bu ashi/asi. Mma Ndu wu/bu Mmadu zuru/zulu/zunu oke. E nwedu/nwero/nwelo/nweno onye Igbo amuru/amulu/amunu si onye Igbo ozo maowu/maobu ihe/ishe/ife/ive owula/obula/owuna/obuna ga e mezu ya. Nke a wu/bu i kpari Chukwu Abiama.

    Profile Photo liked this

About me

Celestin Nnodim-kelechi Amadioha

Ise No N'Ise.

Odinala/Odinana/Odinani, Ntonala/Ntonana/Ntonani, Nsoala/Nsoana/Nsoani, Iwuala/Iwuana/Iwuani, Omenala/Omenana/Omenani.

Friends

Profile Photo
Jordan Williams
@jujuman778
Profile Photo
Cynthia Ellis
@cynthia-ellis
Profile Photo
Udochi Okeke
@nwudochi
Profile Photo
SheriMango
@sherimango
Profile Photo
Anoruo
@anoruo

Groups

Group logo of Ose Uma  Ora
Ose Uma Ora
Private Group
Group logo of Ijuputa Ani
Ijuputa Ani
Private Group
Group logo of Eziokwu Bu Ndu
Eziokwu Bu Ndu
Private Group

E-mail Address

ADDRESS

111 Uwa

Phone Number

617-899-7346

Media