-
Ugbo Chi Oma Ndi Igbo/Gboo. Ihe/Ishe/Ife/Ive a na-kpo ”godu” na asusu ndi oyiri-igbo/iwi-ete wu/bu Ogo-Ndu na-asusu Ndi Igbo. Anyi niile wu/bu Ndi Igbo, goro/golu/gonu ogo na ndu-anyi na-so Chi anyi. Ka onye odo/ozo (nke putara/putala/putana ; onye na wudu onye Igbo) puo si gi na i na-acho ikpa agwa ka ihe/ishe/ife/ive kere ha/wa/fa/va. Anyi wu/bu Ndi Igbo ma uzo kpuru/kpulu/kpunu oyiri-igbo. Nke ofodu ndi nokwa n’agburu/n’agbulu/n’agbunu ha/wa/fa/va ma.
About me
Celestin Nnodim-kelechi Amadioha
Ise No N'Ise.
Odinala/Odinana/Odinani, Ntonala/Ntonana/Ntonani, Nsoala/Nsoana/Nsoani, Iwuala/Iwuana/Iwuani, Omenala/Omenana/Omenani.
Friends
Jordan Williams
@jujuman778
Cynthia Ellis
@cynthia-ellis
Udochi Okeke
@nwudochi
SheriMango
@sherimango
Anoruo
@anoruo
Groups
E-mail Address
ADDRESS
111 Uwa
Phone Number
617-899-7346
Media
Photos
Videos
Audios
Files