Profile Photo

Nnodim-kelechi AmadiOha.

0 out of 5
0 Ratings
  • UWA
  • Nnodim-kelechi AmadiOha.
  • Profile picture of Nnodim-kelechi AmadiOha.

    Nnodim-kelechi AmadiOha.

    6 months ago

    Ugbo Chi Oma, umu nne mu na umu nna mu. Ta/Taata ihe/ishe/ife/ive mu nwere/nwelu i dee maka ya wu ihe/ishe/ife/ive gbasara/gbasalu akara edemede ikpe azu “z,Z.” Onye Igbo hotaghala uzu kpuru/kpulu oyiri-igbo, o ghota ote ha/wa/fa/va shi/si akpa agwa. O gee e feegelee mgbe anyi ga na-aju onwe anyi si gini ka anyi mere/melu? Gini mere/melu ha/wa/fa/va ji akpa agwa ote ha/wa/fa/va shi akpa agwa. Ihe/Ishe/Ife/Ive anyi no na ya ugbua wu o lee ote anyi ga eshi meshzi onwe anyi. Ma mee ka anyi na Chi nke Chukwu Abiama keenyere/keenyelu anyi ga eshi a di na mma n’ime mmuo na eziokwu. Ka eziokwu gbasara/gbasalu onwe anyi putara/putalu anyi ihe/ishe/ife/ive. Ka anyi nwee ike i no n’uwa O. Ebe uwa nke anyi no kamgbe eshi, na gbanyeghi/gbanyero na anyi chefuru/chefulu nwere/nwelu ghota ezughioke na e lee onwe anyi anya dika Ndi Igbo. OOOO.

    Profile Photo liked this

About me

Celestin Nnodim-kelechi Amadioha

Ise No N'Ise.

Odinala/Odinana/Odinani, Ntonala/Ntonana/Ntonani, Nsoala/Nsoana/Nsoani, Iwuala/Iwuana/Iwuani, Omenala/Omenana/Omenani.

Friends

Profile Photo
Jordan Williams
@jujuman778
Profile Photo
Cynthia Ellis
@cynthia-ellis
Profile Photo
Udochi Okeke
@nwudochi
Profile Photo
SheriMango
@sherimango
Profile Photo
Anoruo
@anoruo

Groups

Group logo of Ose Uma  Ora
Ose Uma Ora
Private Group
Group logo of Ijuputa Ani
Ijuputa Ani
Private Group
Group logo of Eziokwu Bu Ndu
Eziokwu Bu Ndu
Private Group

E-mail Address

ADDRESS

111 Uwa

Phone Number

617-899-7346

Media