-
Nnodim-kelechi AmadiOha. posted in the group Nsibidi
Ishi/Isi agu a na yi awudu/awughi/awuro ishi/isi AGU.O wukwa ishi/isi odum. Mgbashi gahaala i zu anyi oshi, o wukwa otu a ka ha/wa/fa/va shi eme. Ndi Igbo jiri/jilu ire UNU guo eze UNU onu.
Maka gini ka oyiri-igbo ji e ji odum eme ihe/ishe/ife/ive mana na-acho i mee ka anyi were ya tigee/tinye ebe agu na no ghota ndi Nnaa-Nnaa anyi ha/wa/fa/va na Ndi Nnee-Nnee anyi ha/wa/fa/va. Ndi Nnaa-Nnaa anyi ha/wa/fa/va na Ndi Nnee-Nnee anyi si anyi na uzo anyi ga akwuru oto ma n’eshzi ma n’ime.
Gini jikoro onye shi mkpu oko-oke na odum?
About me
Celestin Nnodim-kelechi Amadioha
Ise No N'Ise.
Odinala/Odinana/Odinani, Ntonala/Ntonana/Ntonani, Nsoala/Nsoana/Nsoani, Iwuala/Iwuana/Iwuani, Omenala/Omenana/Omenani.
Friends
Jordan Williams
@jujuman778
Cynthia Ellis
@cynthia-ellis
Udochi Okeke
@nwudochi
SheriMango
@sherimango
Anoruo
@anoruo
Groups
E-mail Address
ADDRESS
111 Uwa
Phone Number
617-899-7346
Media
Photos
Videos
Audios
Files