-
Nnodim-kelechi AmadiOha. posted in the group Nsibidi
Ka shi choputa ma na kowara/kowalu unu na ndi oyiri-igbo shi eme. Maobu i ghota ote nghota ha/wa/fa/va di. Dika Dibia Afa shi gwam na oge agala mgbe mmadu na agafu n’ije, na ihe/ishe/ife/ive mmadu na lee fu wu n’anya. Ha/Wa/Fa/Va jiri tuora mmadu ashi onye na maghi odidi ha/wa/fa/va ji ekwu okwu onye ahu/afu ekwete. Amamihe/Amamishe/Amamife/Amamive onye Igbo ana pee mpe. Mana anyi amarala/amalugo ebe mmiri shi banye/baga n’opi ugbogoro/ugbogolo. O wuzi onye na-lee ugbua o na-chi ha/wa/fa/va ochi na onya ha/wa/fa/va kwigara/kwigalu ka ha/wa/fa/va na ato zi n’ime. Ndi Igbo e tetala/tetago n’ura.
About me
Celestin Nnodim-kelechi Amadioha
Ise No N'Ise.
Odinala/Odinana/Odinani, Ntonala/Ntonana/Ntonani, Nsoala/Nsoana/Nsoani, Iwuala/Iwuana/Iwuani, Omenala/Omenana/Omenani.
Friends
Jordan Williams
@jujuman778
Cynthia Ellis
@cynthia-ellis
Udochi Okeke
@nwudochi
SheriMango
@sherimango
Anoruo
@anoruo
Groups
E-mail Address
ADDRESS
111 Uwa
Phone Number
617-899-7346
Media
Photos
Videos
Audios
Files