-
Ugbo Chi Oma. Taa/Taata ihe/ishe/ife/ive mu nwere/nwelu i kwu wu ihe/ishe/ife/ive gbasara/gbasalu/gbasanu akara “r,R.” Nke ndi Ete agali wetera/wetelu anyi. Dika mu shi edebu na mbu o wukwa ntugharia, ma were/welu ihe/ishe/ife/ive di n’aka nri tinye n’aka ekpe. Were/Welu nke di n’aka ekpe tinye n’aka nri were/welu ishi/isi tinye ebe ukwu kweshiri/kwesiri i no, ma were/welu ukwu tinye ebe ishi/isi na ano. O di ka o ihe/ishe/ife/ive ohuru/ofuru. Mana eziokwu agbala onwe ya dika anwu. Igbo ga-adigide ruo mgbe ebighebi.
About me
Celestin Nnodim-kelechi Amadioha
Ise No N'Ise.
Odinala/Odinana/Odinani, Ntonala/Ntonana/Ntonani, Nsoala/Nsoana/Nsoani, Iwuala/Iwuana/Iwuani, Omenala/Omenana/Omenani.
Friends
Jordan Williams
@jujuman778
Cynthia Ellis
@cynthia-ellis
Udochi Okeke
@nwudochi
SheriMango
@sherimango
Anoruo
@anoruo
Groups
E-mail Address
ADDRESS
111 Uwa
Phone Number
617-899-7346
Media
Photos
Videos
Audios
Files