-
Nnodim-kelechi AmadiOha. posted in the group Nsibidi
Ulo nke mbu Chukwu Abiama kenyere/kenyelu mmadu Igbo wu ahu/aru ya. Ya mere/melu Ndi Igbo jiri tuo ilu si na ugbo chi a muru/mulu onye ka e kwuru ihe/ishe/ihe/ife/ive o ga abu. Na o bu Chi na-eme eze. Ndi Igbo zuru oke, ma ana mu ha;/wa/fa/va. Ndi Igbo awughi/awuro ndi a chupuru/chufulu n’okike. Anyi zuru/zulu oke ma ndi nne anyi a na mu anyi n’uwa. Anaghi akwata uwa Oooo; na-ikwa iko. Anyi a wughi ndi ezughi/ezuro oke n’aria. mmadu bu Oku na Mmiri. Chi na Oke Chi.
About me
Celestin Nnodim-kelechi Amadioha
Ise No N'Ise.
Odinala/Odinana/Odinani, Ntonala/Ntonana/Ntonani, Nsoala/Nsoana/Nsoani, Iwuala/Iwuana/Iwuani, Omenala/Omenana/Omenani.
Friends
Jordan Williams
@jujuman778
Cynthia Ellis
@cynthia-ellis
Udochi Okeke
@nwudochi
SheriMango
@sherimango
Anoruo
@anoruo
Groups
E-mail Address
ADDRESS
111 Uwa
Phone Number
617-899-7346
Media
Photos
Videos
Audios
Files