-
Ugbo Chi Oma. Tata ihe/ishe/ife/ive mu nwere i kwu okwu gbasara/gbasalu ya wu akara “ch.” Onye lee anya na nke Akagu o ga hu/fu ebe oshi/osi n’ihi na nwata anaghi/anaro ebu nna ya uzo amuta diokpara. Uwa Ndi Igbo no na O ( nwere/nwelu Nwoke na Nwanyi); A wughi uwa ebe mmuo nkesa si ihe/ishe/ife/ive na achi. Onye were akara Akagu putara/putalu “CH” na akara Ete Agali tugharia ya ugburu ano. Na nke ise I nwere/nwelu ebe no n’aka nri tinye/tige n’aka ekpe ma nwere/nwelu ebe no n’aka ekpe tinye/tige n’aka nri. Ma kee ya ebe abuo site n’ekiti. Ihe/Ishe/Ife/Ive o putara/putalu, i nwere/nwelu okara/okala nke no n’aka nri doghari ya n’aka ekpe; ma were/welu okara/okala no n’aka ekpe ma doghari n’aka nri i nwete ”ch.” O wu ihe/ishe/ife/ive ka e mere/melu nghota anyin gbasara/gbasalu ihe/ishe/ife/ive Ndi Igbo. Ya mere ofodu n’ime anyi amaghi/amaro na Ndi Igbo sivili uwa ose.
About me
Celestin Nnodim-kelechi Amadioha
Ise No N'Ise.
Odinala/Odinana/Odinani, Ntonala/Ntonana/Ntonani, Nsoala/Nsoana/Nsoani, Iwuala/Iwuana/Iwuani, Omenala/Omenana/Omenani.
Friends
Jordan Williams
@jujuman778
Cynthia Ellis
@cynthia-ellis
Udochi Okeke
@nwudochi
SheriMango
@sherimango
Anoruo
@anoruo
Groups
E-mail Address
ADDRESS
111 Uwa
Phone Number
617-899-7346
Media
Photos
Videos
Audios
Files