Profile Photo

Nnodim-kelechi AmadiOha.

0 out of 5
0 Ratings
  • UWA
  • Nnodim-kelechi AmadiOha.
  • Profile picture of Nnodim-kelechi AmadiOha.

    Nnodim-kelechi AmadiOha.

    7 months ago

    Ugbo Chi Oma Umu Nne mu. Ihe/Ishe/Ife/Ive mmuta nke tata. Ofodu ndi na-che si na Ndi Igbo amaghi/amaro akwukwo, nke wu ashi. Ndi Nne-Nne anyi ha/wa/fa/va na Ndi Nna-Nna anyi ha/wa/fa/va ma ihe/ishe/ife/ive karia ote anyi shi/si eche. Ihe/Ishe/Ife/Ive ofodu ndi na arutukari aka si na ha/wa/fa/va amaghi/amaro shi na asusu ha/wa/fa/va puta. “Science” wu Saghe/Saye Nsi. Akara “A” shi na Nsibidi/Nchibidi bia. Onye lee ya anya; were/welu elu tinye/tige n’ala. Were/Welu aka nri tinye/tige n’aka ekpe; o hu/fu ebe ha/wa/fa/va shi weta akara okwu mbu ndi Ete Agali. N’ihi na ha/wa/fa/va bu mmiri n’onu ekwu okwu. Maka ndi ga acho ihe/ishe/ife/ive erebama ozo, cheta ilu Nna-Nna anyi ha/wa/fa/va na Nne-Nne anyi ha/wa/fa/va na-ekwu; nwata anaghi/anaro e bu nna ya uzo amuta di okpara/okpala.

    Profile Photo liked this

About me

Celestin Nnodim-kelechi Amadioha

Ise No N'Ise.

Odinala/Odinana/Odinani, Ntonala/Ntonana/Ntonani, Nsoala/Nsoana/Nsoani, Iwuala/Iwuana/Iwuani, Omenala/Omenana/Omenani.

Friends

Profile Photo
Jordan Williams
@jujuman778
Profile Photo
Cynthia Ellis
@cynthia-ellis
Profile Photo
Udochi Okeke
@nwudochi
Profile Photo
SheriMango
@sherimango
Profile Photo
Anoruo
@anoruo

Groups

Group logo of Ose Uma  Ora
Ose Uma Ora
Private Group
Group logo of Ijuputa Ani
Ijuputa Ani
Private Group
Group logo of Eziokwu Bu Ndu
Eziokwu Bu Ndu
Private Group

E-mail Address

ADDRESS

111 Uwa

Phone Number

617-899-7346

Media