Profile Photo

Nnodim-kelechi AmadiOha.

0 out of 5
0 Ratings
  • UWA
  • Nnodim-kelechi AmadiOha.
  • Profile picture of Nnodim-kelechi AmadiOha.

    Nnodim-kelechi AmadiOha.

    7 months ago

    E nwere/nwelu ihe/ishe/ife/ive mere/melu asusu Ndi ozo jiri noro/nolu na ihe/ishe/ife/ive Ndi Igbo. A juga m maka na anyi na-acho i mu asusu Nchibiri/Nsibiri; anyi kwesiri/kwesilu i mutachagerele mgbe anyi no afo/aro asa na nwata. E cheghi/chero mu na o ga e nye shi anyi aka ike i mata Ndi anyi wu. Ndi ahu anaghi etinye nke anyi na nke ha/wa/fa/va. Ya wuru/wulu na o wu ihe/ishe/ife/ive e mere/melu maka ote ikwa nka di a ghotara mu. Mana ya wuru/wulu na anyi ga eme ya, ma weepu nke ha/wa/fa/va o ga ka mma. A na mu ekelekwa unu niile mere/melu nke a no o di mma. Na o di n’ihu/iru olile anya mu na otutu umu nne anyi ha/wa/fa/va ga abia nga lee ihe/ishe/ife/ive. Ka anyi nwee ebe anyi ga aga na e lee eziokwu. Maka O wu ya bu ndu.

    Profile PhotoProfile Photo liked this

About me

Celestin Nnodim-kelechi Amadioha

Ise No N'Ise.

Odinala/Odinana/Odinani, Ntonala/Ntonana/Ntonani, Nsoala/Nsoana/Nsoani, Iwuala/Iwuana/Iwuani, Omenala/Omenana/Omenani.

Friends

Profile Photo
Jordan Williams
@jujuman778
Profile Photo
Cynthia Ellis
@cynthia-ellis
Profile Photo
Udochi Okeke
@nwudochi
Profile Photo
SheriMango
@sherimango
Profile Photo
Anoruo
@anoruo

Groups

Group logo of Ose Uma  Ora
Ose Uma Ora
Private Group
Group logo of Ijuputa Ani
Ijuputa Ani
Private Group
Group logo of Eziokwu Bu Ndu
Eziokwu Bu Ndu
Private Group

E-mail Address

ADDRESS

111 Uwa

Phone Number

617-899-7346

Media