-
Opu-ora Iwi-nnee Ofu Ora, ihe/ishe/ife/ive ajo mmuo mu kporo/kpolo/kpono aha/afa/asha/ava ji adupushi anya Ndi Igbo na cho i ma ihe/ishe/ife/ive. Mana ezshiokwu/eziokwu aputala/aputana/aputago ihe/ishe/ife/ive. O che na o ga eji ya eme ka anyi noro/nolo/nolu na onodu amadu ihe/ishe/ife/ive. Ashi, Ashi.
Onye na…Read More
-
Ugbo Chi Orie Oma Umu nne na Umu nna Mu Ndi Igbo.
-
-
Nke a wu/bu ote e kweshiri/kweshili/keshini e she Ala/Ani/Ana/Ali Okwu-Ma-Ete/Okwi-Ma-Ete. Maka na anyi gara/gala/gana nwere/nwele/nwelu/nwene elu/enu/eru tigee n’Ala/Ani/Ana/Ali nwere/nwele/nwelu/nwene Ala/Ani/Ana/Ali; nwere/nwele/nwelu/nwene aka nri tigee/tinye na aka ekpe, nwere/nwele/nwene aka ekpe tigee/tinye n’aka nri;…Read More
-
-
Hey Nsibidi enthusiasts! I am trying to organize the Nsibidi information into a spreasheet that takes into account their igbo name, stroke count and composition. It’s a big task, but when it’s done I think it will help people to create a lot of great things with Nsibidi. For example, it is the same process someone used to create a Kanji keyboard…Read More
-
Mgbe E mechara/mechala/mechalu/meechana Ndi Igbo ga e nweta ihe/ishe/ife/ive ha/fa/wa niile.
-
-
Mmi NnoRoM-KiliKi ImidiIHi/ NnoDim-kelechi AmadiOHa. posted in the group Nsibidi
Mmadu bu Oku na Mmiri/Mmili/Mmini.
-
-
Ihe/Ishe/Ife/Ive di iche na okpu Ndi Igbo Nze na-ekpu na ndi okwu-na-uka. KpaKpamKpa Ndu na ova-ulu-ive na mechidu/mechighi/mechiro/mechilo/mechino. Onye Igbo a juo onwe ajuju si o lee ndi wu/bu ndi na ta/eri amosu maowu/maobu anu obara/obala/obana mmadu?
-
Ihe/Ishe/Ife/Ive a awudu/awughi/awuro/awulo/awuno ihe/ishe/ife/ive ndi iwi-ete.
-
-
-
-
Oge efegelee mgbe onye ozo ga abia a si na Ndi keeputara/keeputala/keeputana/keeputalu Ijuputa Ani awudu/awughi/awuro/awulo/awuno Ndi Igbo. Dika mu shi dee na mbu Ndi Igbo na enwere/enwele/enwelu/enwene ihe/ishe/ife/ive ha/fa/wa/va niile ebe ha/fa/wa/va niile no. nwata anadu/anaghi/anaro/analo/anano e bu nna ya uzo a mute diokpara/diokpala/diokpana.
-
-
-
E jidu mmadu aju aja o wu/bu okuko/odoguma/animanu ka e ji aju aja. Okwu-Na-Uka awudu/awughi/awulo/awuro/awuno ihe/ishe/ife/ive Ndi Igbo na-eme, ma ha/fa/wa/va mara/mala/mana ihe/ishe/ife/ive.
-
-
- Load More Posts
Ala/Ani/Ana/Ali Akwu-Ma-Ete/Okwu-Ma-Ete.