-
-
Mmi NnoRoM-KiliKi ImidiIHi/ NnoDim-kelechi AmadiOHa. posted in the group OGU AMA
-
Mgbe eji a kpachapu anya anya, a gu akwukwo ndi na ta amosu. Efegele/Efeelaa.
-
Oge e ji a ga ka a ka okwu-na-uka, ebe a na gba nta ka ha/fa/wa/va chuo-ora-Chi agafelee. A marala/malala/malula/manala mu ihe/ishe/ife/ive
-
Chukwu Ana/Ali/Ana/Ani, Nwee Mmanu/Mmadu/Mmadi Niile. Chukwu Ana/Ali/Ana/Ani
-
-
Ahu-Oshi/Aru-Oshi/Alu-Oshi:
Ihe/Ishe/Ife/Ive di mkpa ka Ndi/Nde Igbo n’Ala Ocha ma Ndi Igbo n’Ala Oji i nghota. Nwa Amadi. I wu/bu nwa onye. Onye wu/bu Nnee gi na Nnaa gi? O lee Ahu ebe I shi. Maka ndi na tughari/tughali/tughani ujo ma ekwo Arushi. -
-
-
Aka Ete.
Ofodu ndi a si “kaite.”
Nwata anadu/anaghi/anaro/analo/anano e bu nna uzo a muta diokpara/dikpala/diokpana. -
-
Mmi NnoRoM-KiliKi ImidiIHi/ NnoDim-kelechi AmadiOHa. posted in the group OGU AMA
-
-
-
Mmi NnoRoM-KiliKi ImidiIHi/ NnoDim-kelechi AmadiOHa. posted in the group OGU AMA
I kwa mmanu/mmadu/mmadi ikwi. Ha/Fa/Wa/Va ga were/wele/welu/wene ikwikwi tinye mmanu/mmadu/mmadi n’ahu/aru/alu ha/fa/wa/va e bido i kpasu mmuo ya iwe, ka o na kwa onye ahu/ashu/afu/avu a ga ebe ha/fa/wa/va choro/cholo/cholu/chono ka o ga.
Ya mere/mele/melu/mene ndi Igbo ji si anyi sowaa ya. Mana onye ma ihe/ishe/ife/ive ma na ihe/ishe/ife/ive na…Read More -
Mmi NnoRoM-KiliKi ImidiIHi/ NnoDim-kelechi AmadiOHa. posted in the group OGU AMA
-
Onye Igbo Nwa-Oke cho onye Igbo Nwa-Anyi luo. Onye Okwu-Ma-Ete/Okwi-Ma-Ete cho onye Okwu-Ma-Ete/Okwi-Ma-Ete cho onye no n’agburu/agbulu/agbunu gi luo. E nwere/nwele/nwelu/nwene ihe/ishe/ife/ive mere/mele/melu/mene onye Igbo, ma nwee ihe/ishe/ife/ive mere/mele/melu/mene gi onye Okwu-Ma-Ete/Okwi-Ma-Ete i wu/bu. Nnee Chukwua Abiama, Nnaa Chukwu…Read More
-
Ego Ayolo/Ayono. Onye kacha e keeputa ijite Ose, onye ya ndu na ago-ogo wu/bu onye Okike na gbara/gbala/gbala/gbana ama ebe o no. O mee aru chowaa ta ruo/luo/nuo mgbe ji, jiri/jili/jini e nwedu/nweghi/nwero/nwelo/nweno nke o na chota. Mgbe ego wu/bu ego.
-
Ugbo Chi Orie Oma, umu nnee mu na umu nna mu.
-
Onye Igbo Nwa-Oke cho onye Nwa-Anyi loo. Onye Okwu-Ma-Ete/Okwi-Ma-Ete cho onye Okwu-Ma-Ete/Okwi-Ma-Ete no n’agburu/agbulu/agbunu gi luo. E nwere/nwele/nwelu/nwene ihe/ishe/ife/ive mere/mele/melu/mene onye Igbo ma mee gi onye Okwu-Ma-Ete/Okwi-Ma-Ete i wu. Nnee Chukwua Abiama, Nnaa Chukwu Abiama, Chukwu Abiama ma ama keeputa anyi/ayi ote anyi/ayi…Read More
- Load More Posts










N’Ala Okwu-Ma-Ete/Okwi-Ma-Ete/Akwu-Ma-Ete/Akwi-Ma-Ete. Na nghota Ndi/Nde mmanu/mmadu/mmadi ozo nwere/nwele/nwelu/nwene Nto N’Ala n’Ani Okwu-Ma-Ete/Okwi-Ma-Ete/Akwu-Ma-Ete/Akwi-Ma-Ete.