-
-
Odinala/Odinana/Odinani, Ntonala/Ntonana/Ntonani, Nsoala/Nsoana/Nsoani, Iwuala/Iwuana/Iwuana, Omenala/Omenana/Omenani; nwere Eke, Orie, Afo, Nkwo na Aka-Ose-Ma-Ike. A wudu/wughi/wuro/wulo/wuno “metamphaimosis.”
-
-
A wu mu nwa Amadioha na Eke. Nke Okpoko na Obinwanne muru/mulu/munu. Nke shi Amucha na Aka. Aka na Amucha umu ELe; Nwa Ele n’ikwu Nne na Nwa Ele n’ikwu Nna. Ele a na kpo Orlu ugbua na kweshidu/kweshiro/kweshilo/kweshino-na amadu-ama/amaghi-ama/amaro-ama/amalo/amano-ama.
E shigelem mu n’ura ndi okwu na uka tinyere/tinyele/tinyene mu teta.…Read More
-
-
-
Ezshiokwu/Eziokwu bu/wu Ndu. Ashi wu/bu ihe/ishe/ife/ive na e weta mmeebi. Mmee e bie/Obara/Obala/Obana e bie.
-
Nnodim-kelechi AmadiOha. posted in the group OGU AMA
-
-
-
-
Nnodim-kelechi AmadiOha. posted in the group Nsibidi
A tuora/tuola/tuona omara/mala/malu/mana ya mara/mala/malu/mana; a tuora/tuola/tuona ofeke o feegee ishi/isi n’ohia/oshia/ofia/ovia.
-
-
-
-
Ka Chukwu Abiama gozie Ndi Igbo niile biri/bili/bini ndu di nso. Ndi ruru/lulu/nunu oru dika Dibia. Ndi niile e chiri/chili/chini echichi.
-
Olile/Olulo/Onine/Orire/Onuno/Oruro-Ma-Ike. Azi-Ete-Ike. Ihe/Ishe/Ife/Ive Ndi Igbo mere/mele/melu/mene wu/bu ihe/ishe/ife/ive Ndi Igbo mere/mele/melu/mene. Anyi e shidu/shighi/shiro/shilo/shino n’agburu/agbulu/agbunu ndi obula/owula/obuna/owuna. Anyi wu/bu Ndi Igbo. Ndi Mbu.
-
Nnodim-kelechi AmadiOha. posted in the group Nsibidi
Atu tuo o wuru/wulu/wunu. A tuora/tuola/tuolu/tuona o mara/mala/malu/manu ya mara/mala/malu/manu a tuora/tuola/toulu/tuona ofeke o fegee ishi/isi n’ohia/osha/ofia/ovia
-
E nwere/nwele/nwelu/nwene ihe/ishe/ife/ive mere/mele/melu/mene Ndi Igbo ji akwa ozu. Onye Igbo I ma?
-
- Load More Posts
<>