-
E jidu mmadu aju aja o wu/bu okuko/odoguma/animanu ka e ji aju aja. Okwu-Na-Uka awudu/awughi/awulo/awuro/awuno ihe/ishe/ife/ive Ndi Igbo na-eme, ma ha/fa/wa/va mara/mala/mana ihe/ishe/ife/ive.
-
-
-
-
-
-
Mmi Nnodim-kelechi AmadiOha. posted in the group Nsibidi
Onye Igbo gini ka i na hu/shu/fu/vu?
-
-
-
-
Akporo/Akpolo/Akpono/Akpolu ya Oma-Odo-Ana Oji. Onye Leruo anya o hu/shu/fu/vu ihe/ishe/ife/ive e dere/dele/delu/dene Nsibidi/Nchibidi/Nsibiri/Nchibili
-
-
-
-
-
-
-
-
- Load More Posts
A si onye Igbo na ndi iwi-ete na eje anyi o nwere/nwele/nwelu/nwene ike na che si na o wu/bu ashi/asi. Mana gini ka akara/akala/akalu/akana ndi “naiti tempula” no na ihe/ishe/ife/ive Ndi Nchibiri/Nchibili/Nchibini/Nsibiri. Chetakwa na nwata anadu/anaghi/anaro/analo/anano e bu nna ya uzo amuta diokpara/diokpala/diokpana.