-
Ihe/Ishe/Ife/Ive di eshziobote/ezibote mkpa, na ndu Ndi Igbo. Onye owula/obula/owuna/obuna nwa oke na nwa anyi/ayi nwere/nwele/nwelu/nwene onye o biara/biala/bialu/biana n’uwa o kweshiri/kweshili/kweshilu/kweshini ilu. Ihe/Ishe/Ife/Ive na-eshi na mmuo tupu o bia na mmadu. Onye Igbo na madu/maghi/maro/malo/mano juo Chi ya. Na Chi onye Igbo ma…Read More
-
A ma mu na e kwuru/kwulu/kwunu okwu gbasara/gbasala/gbasalu/gbasana “ishi n’ura teta.” o wudukwa/wughikwa/wurokwa/wulokwa ikpote Chi mmadu n’ura. Maka na e nwedu/nweghi/nwero/nwelo/nweno mgbe Chi Onye Igbo n’ehi ura. O wu/bu i shi/si na nghota na wudu/wughi/wuro/wulo/wuno nke Ndi Igbo puta, ma bia na nke Ndi Igbo.
-
-
-
umu Nne na Umu nna mu e nwere/nwele/nwelu/nwene efe ndi ozo anyi ma, Ndi Igbo na-eme? Na wudu/wughi/wuro/wulo/wuno Akwete, na ndi nke umu nne anyi tinyere/tinyele/tinyelu/tinyene na OkwuID.com; No oge a. Na mu ma make Ndi Igbo keeputara/keeputala/keeputalu/keeputana Ijuputa Ani, Ose Uma Ora-Sumer.…Read More
-
-
Mmi Nnodim-kelechi AmadiOha. posted in the group OGU AMA
Okala/Okara/Okana Ete, Ashishamani
-
-
Mmi Nnodim-kelechi AmadiOha. posted in the group Nsibidi
Ndi Igbo gara/gala/galu/gana ulo akwukwo na obodo ndi iwi-ete; unu nwere/nwele/nwelu/nwene ike i gwa mu ebe ihe/ishe/ife/ive no n’ulo akwukwo?
-
Mmi Nnodim-kelechi AmadiOha. posted in the group OGU AMA
-
Mmi Nnodim-kelechi AmadiOha. posted in the group OGU AMA
-
-
-
Ajo mmadu/Ajo mmuo nuru/nulu/nunu na Chi loro/lolo/lonu mu uwa; o na-acho i ote o ga eshi e were/wele/welu/wene aru/alu/anu ndi o mere/mele/melu/mene e bigee mu. Na egbu oge ya. O metara/metala/meetalu/meetana na-eji ishi/isi ya ebu. E nwedu onye aka ya di ocha na ga n’agburu/agbulu/agbunu onye ozo na wudu/wughi/wuro/wuno Onye Igbo. Nke ka nke;…Read More
-
Na Oge nke anyi no na ya. Onye Igbo obula/owula/obuna/owuna na ga-abaga n’otu nzuzo n’egbu mmadu ka ha/fa/wa/va kpata ego maobu/maowu ike di nzuzu. Chi Bu Ike.
-
Ozshi/Ozi di Ezshibote/Ezibote mkpa Ndi Igbo, i nu gbasara/gbasala/gbasalu/gbasana ihe/ishe/ife/ive mere/mele/melu/mene Ndi Igbo ama, ama ji a nwuga.
ihe mere Ndi Igbo ji noro onodu…Read More -
-
-
Ndi si na uzo Ndi Nne-Nne-Nne anyi ha/fa/wa/va na Ndi Nna-Nna-Nna anyi ha/fa/wa/va wu/bu aru/alu/anu, turu/tulu/tunu ashi. Ndi keeputara/keeputala/keeputalu/keeputana nri niile-ofe; ndi anyi na-eri ugbua.
“The God of a Cannibal is also a Cannibal-Ajofia Nnewi.
Body of Christ. Blood of Christ.
Alakuba wu/bu Ala-Kwu-Ba,…Read More
-
- Load More Posts
A na-aju ajuju, a na ma ndi na je ndi.