-
Mmi Nnodim-kelechi AmadiOha. posted in the group Nsibidi
-
-
-
-
-
-
Maka onye huru/hulu/hunu ezshiokwu/eziokwu kwo ya ote o di. Ala/Ani/Ali/Ana Igbo ma.
-
-
Nso na epupute uru. Ka Chukwu Abiama gozie Ndi IPOB, na Onye chiri/chili/chini/chilu Biafra nke Mbu Dim Ike Mba Chukwuemeka Odumegwu Ojukwu. Ndi kwuru/kwulu/kwunu si na anyi wu/bu Ndi Igbo e kweshidu/ekweshighi/ekweshiro/ekweshilo/ekweshino i no n’Obodo nke iwi-ete zutere/zutele/zutelu/zutelu n’ego.
-
-
-
-
Ndi si na Ndi Igbo choputara/choputala/choputalu/choputana ote e shi e shi nri ndi a amadu/amaghi/amaro/amalo/amano ihe/ishe/ife/ive. Amadui/Amaghi/Amaro/Amalo/Amano ihe/ishe/ife/ive o na-ekwu.
-
-
Mmi Nnodim-kelechi AmadiOha. posted in the group OGU AMA
-
-
Ihe/Ishe/Ife/Ive di eshziobote/ezibote mkpa, na ndu Ndi Igbo. Onye owula/obula/owuna/obuna nwa oke na nwa anyi/ayi nwere/nwele/nwelu/nwene onye o biara/biala/bialu/biana n’uwa o kweshiri/kweshili/kweshilu/kweshini ilu. Ihe/Ishe/Ife/Ive na-eshi na mmuo tupu o bia na mmadu. Onye Igbo na madu/maghi/maro/malo/mano juo Chi ya. Na Chi onye Igbo ma…Read More
-
A ma mu na e kwuru/kwulu/kwunu okwu gbasara/gbasala/gbasalu/gbasana “ishi n’ura teta.” o wudukwa/wughikwa/wurokwa/wulokwa ikpote Chi mmadu n’ura. Maka na e nwedu/nweghi/nwero/nwelo/nweno mgbe Chi Onye Igbo n’ehi ura. O wu/bu i shi/si na nghota na wudu/wughi/wuro/wulo/wuno nke Ndi Igbo puta, ma bia na nke Ndi Igbo.
-
- Load More Posts
Onye Igbo na-agu ya, ya cheta na o wu/bu na o meedu ihe/ishe/ife/ive ndi a maowu/maobu meebie iwu Ofo na Ogu. O meedu/meghi/mero/melo/meno ka onye Igbo ga mee ihe/ishe/ife/ive ndi maowu/maobu meebie iwu ofo na ogu.