-
Onye Igbo ibe mu, na e keeputa ihe/ishe/ife/ive ndi e na-eme. Sowaa mmiri ara ehi/eshi/efi/evi na ihe/ishe/ife/ive e ji a ru-iti: o-wu-iti. NKe a kporo “wheat” na asusu ndi biala n’Ala anyi-Ndi Igbo. I wu Mbu-Nneem-Chukwu.
A sogadum anya. e dee ya nga. Maka ndi ga-acho i bia a si na ha ga enye gi nsogbu. Na e ji ihe Ndi Igbo maowu/maobu Ndi…Read More
-
Onye owula/obula/owuna/obuna o soro/solo/sono ya, zuru/zulu/zunu akwa umu nwany/nwayi ji amu nwa tigee/tinye n’Etu. Ka o nwete ote o shi ekwu si na o da anu obara/obala/obana mmanu/mmadu/mmadi. Nke wu aru. ihe niile o bu n’uche e mee ya wu aru agadu abia na mmezu.
Anyi/Ayi wu Ndi Igbo, na Aja Ocha ma Aja Oji, anyi amarala/amarana onwe anyi/ayi.…Read More -
-
-
-
Mmi Nnodim-kelechi AmadiOha. posted in the group OGU AMA
-
-
Mmi Nnodim-kelechi AmadiOha. posted in the group OGU AMA
-
Umu nnee na umu nna mu. O wudukwa/wughikwa/wurokwa/wulokwa/wunokwa na mmanu/mmadu/mmadi e nwedu/nweghi/nwero/nwelo/nweno ego ka a ga e ji a si na onye ahu/ashu/afu/avu a nodu/noghi/noro/nolo/nono n’Elu Igwe. O wudukwa/wughikwa/wurokwa/wulokwa/wunokwa na mmanu/mmadu/mmadi e nweefee ego ofee wu/bu na o no n’Elu Igwe.
-
-
Onye Igbo, Onye Okwu-Ma-Ete/Okwi-Ma-Ete na cho i ma ezshiokwu/eziokwu. Mara Chi ya. O mara/mala/malu/mana Chi ya, O shi ote ahu/ashu/afu/avu mara/mala/malu/mana Agbara no na Bee Nnee ebe o shi bia uwa, ma mara/mala/malu/mana Agbara no na na bee Nnaa ya ebe o shi bia uwa. N’ihi na onye ma Chi ma, ihe/ishe/ife/ive niile…Read More
-
-
-
Mmi Nnodim-kelechi AmadiOha. posted in the group OGU AMA
-
Mgbe eji a kpachapu anya anya, a gu akwukwo ndi na ta amosu. Efegele/Efeelaa.
-
Oge e ji a ga ka a ka okwu-na-uka, ebe a na gba nta ka ha/fa/wa/va chuo-ora-Chi agafelee. A marala/malala/malula/manala mu ihe/ishe/ife/ive
-
Chukwu Ana/Ali/Ana/Ani, Nwee Mmanu/Mmadu/Mmadi Niile. Chukwu Ana/Ali/Ana/Ani
-
-
Ahu-Oshi/Aru-Oshi/Alu-Oshi:
Ihe/Ishe/Ife/Ive di mkpa ka Ndi/Nde Igbo n’Ala Ocha ma Ndi Igbo n’Ala Oji i nghota. Nwa Amadi. I wu/bu nwa onye. Onye wu/bu Nnee gi na Nnaa gi? O lee Ahu ebe I shi. Maka ndi na tughari/tughali/tughani ujo ma ekwo Arushi. -
- Load More Posts
N’Ala Okwu-Ma-Ete/Okwi-Ma-Ete/Akwu-Ma-Ete/Akwi-Ma-Ete. Na nghota Ndi/Nde mmanu/mmadu/mmadi ozo nwere/nwele/nwelu/nwene Nto N’Ala n’Ani Okwu-Ma-Ete/Okwi-Ma-Ete/Akwu-Ma-Ete/Akwi-Ma-Ete.