-
-
Ndi Igbo ibe mu. Ndi Nnee-Nnee-Nnee anyi ha Maferee ihe ofe. unu ma na o wu obara ndi mmanu ka ha na eji eme efe ha na re na ahia. Nke na wudu nke ha mere nke ndi biara n. Agwa wu mma nwanyi. Mana o wudu i ji obara shi na ahu mmanu e bi agwa.
-
Mmi Nnodim-kelechi AmadiOha. posted in the group Isi-Ni-Ni-Isi/Ise-No-Na-Ise (INNI)
Amamihe Wu Ato-Ato. N’uche ndi wu Mmanu, maowu ndi ga emeli Ise No Na Ise-INN.
-Nnee. -
Mmi Nnodim-kelechi AmadiOha. created the group
Isi-Ni-Ni-Isi/Ise-No-Na-Ise (INNI)
-
Ugbo Chi Oma, Ndi Niile Megerele, Na-Eme, Na Ndi Ka Ga Eme Ise-No-Na-Ise-INNI. Ise.
-
-
Izu-Oke Ma izu-Oke.
Ezudu Oke Ma Izu-Oke.
Nwa Nnee Ma Nwa Nnee.
Nwa Amadi Ma Nwa Amadi.
Nwa Mmanu Ma Nwa Mmanu.
Nwa AmadiOha Ma Nwa AmadiOha.
Nwa Obi AmadiOha Ma Nwa Obi AmadiOha.
Nwa Obi Igbo AmadiOha Ma Nwa Obi Igbo AmadiOha. -
A dee enye mmanu Obi.
Mmanu nwere Obi Ma Mmanu nwere Obi.
Obi Mmanu na guru Mmanu ahu Egwu, Ma Obi Mmanu na guru Mmanu ahu Egwu.
Egwu Mmi Ma Mmi Ma Egwu Mmi Ma Mmi.
Chim na Egwum som Bia Uwa Ma Chim na Egwum som Bia Uwa.
Uha-Ma-Uha Mu Ma Uha-Ma-Uha Mu. -
-
-
Mmi Nnodim-kelechi AmadiOha. posted in the group OGU AMA
-
E nwedu ihe/ishe/ife/ive rika asusu Ndi Igbo o kacha nke ndi bee onye shi bia uwa. Uhamuha na Amucha, Umuaka na Elei, ma n’uwa niile.
Ka EzumaEzu nke Eke, Orie, Afo, Nkwo mara/mala/mana Ndi Igbo Ebe niile ha/fa/wa/va no, Ndi Igbo ga emeli Ise No Na Ise-INNI. -
1619 wu mgbe e mere/mele/melu/mene aru/alu/anu e mere aru/alu/anu/anu nke butere/butene ndi ozo n’ala anyi umu, ayi akpo gele aru/alu/anu ahu/ashu/afu/avu.
O wudu mgbe e bidoro i bupu ndi na-eri amosu, ndi na-eme ihe ala na so nso. Mgbe e bidore i ree kpopu ndi mmanu n’Ala ayi wu 1517. -
-
-
-
-
Ndi Igbo o wukwa i zere ndi bu nshi na anya, a si “meeku aye kontact.”
-
Ugbo Chi Oma NnemChukwu Abiama. Ugbo Chi Oma NnamChukwu Abiama. Ugbo Chi Oma Umu NnemChukwu Abiama na Umu NnamChukwu Abiama.
-
Onye ga emeli INNI na onye juru/julu/junu DanDa awudu/awughi/awuro/awulo/awuno otu. Ihe/Ishe/Ife/Ive a mu na arutu/alutu/anutu aka wu/bu keeputa.Onye akpowala/akpowana aha/asha/afa/ava ndi/nde kpara/kpala/kpalu/kpana agwu mu maowu/maobu nke onye Igbo ibe anyi/ayi ka o mee ihe/ishe/ife/ive owula/obula/owuna/obuna.
Onye a gwara/gwala/gwalu/gwana…Read More
- Load More Posts
INNI