-
Ugbo Chi Afo Oma. Onye nwere/nwele/nwene/nwelu okwukwo Dibia, Eze, Professor Emeritus Umeh nke were/wele/wene/welu emume Ndi Igbo ya tigee/tinye ya ebe bido na nke ha/wa/fa/va na-eme na-obodo nke ha/wa/fa/va Ndi Igbo mara/mala/mana/malu ihe/ishe/ife/ive anyi kweshiri/kweshini/kweshili/kweshilu i di na-eme onwa owula/owuna/obula/obuna.
-
Umu nne mu na umu nna mu. O nwere/nwele/nwene/nwelu ihe/ishe/ife/ive gbatara/gbatala/gbatana mu n’uche. Ote eshi kpo ihe/ishe/ife/ive Ndi Ofu Ora na yi n’ishi/isi mana ha/wa/fa/va were/wele/wene/welu ya tigee/tinye ebe ha/wa/fa/va na-se okwu dika ndi ha/wa/fa/va kporo/kpolo/kpono/kpolu “laya.” Ndi Igbo/Gboo amurula/amulula/amunula/amulogo anya.…Read More
-
Nnodim-kelechi AmadiOha. created the group OGU AMA
-
Nnodim-kelechi AmadiOha. posted in the group Nsibidi
Amamihe/Amamishe/Amamife/Amamive wu/bu tonto.
-
-
Nnodim-kelechi AmadiOha. posted in the group Nsibidi
Ugbo Chi Afo oma umu nnee mu na umu nna m. Gini ka unu na che ma unu na hu/fu akara Nchibidi/Nchibiri/Nchibili/Nchibini a?
-
Nnodim-kelechi AmadiOha. posted in the group Nsibidi
Ihe/Ishe/Ife/Ive mu nwere/nwele/nwene/nwelu i kwu maka ya wu/bu ihe/ishe/ife/ive gbasara/gbasala/gbasana/gbasalu ihe/ishe/ife/ive Ndi Igbo na agabiga na amadu/amaghi/amaro/amalo/amano-ama. Ofodu ndi si na ha/wa/fa/va ga eme anyi ka anyi wuru/wulu/wunu ndi na gadu/gaghi/garo/galo/gano ama eziokwu. Mana na atumatu ha/wa/fa/va niile a…Read More
-
-
Nnodim-kelechi AmadiOha. posted in the group Nsibidi
Ugbo Chi Eke Oma. Umu nne na umu nna otu/oshu/ofu/ovu ihe/ishe/ife/ive mere/mele/mene/melu anyi ji noro/nolo/nono/nolu na onodu na didu/dighi/diro/dilo/dino mma wu/bu na Mmuo Ntu na Ekwensu Chukwu Abiama ji egbu ihe/ishe/ife/ive ojo, ka anyi na eji akpo iyi maobu atu ujo. Shite/Site na amamihe/amamishe/amamife/amamive ndi okwu na uka…Read More
-
Nnodim-kelechi AmadiOha. posted in the group Nsibidi
Gini mere/mele/mene/melu ofodu ndi ji aria ndorondoro/ndolondolo/ndonondono ochichi; i wu ndi ga na gwa ndi odo/ozo ihe/ishe/ife/ive ha/wa/fa/va ga na-eme. Onye na chedu/chezighi/cheziro/cheziro/chezilo ya ofuma o nwere/nwele/nwene/nwelu ike i che si na o wu/bu i zu mmadu dika ndi nne na nna anyi shi eme na eshziokwu/eziokwu ka anyi wuru/wulu/wunu…Read More
-
Ugbo Chi Afo Oma. Ta/Taata ihe/ishe/ife/ive ilu Ndi Igbo mu bu n’uche ta/taata wu aju ajuju a na aju anyi si, “nnti o shiri/shili/shini gi?” O lee ihe/ishe/ife/ihe o nu chere ma unu na e lee akara Nsibidi/Nsibiri/Nsibili/Nsibini/Nchibidi/Nchibiri/Nchibili/Nchibini.
-
-
Ugbo Chi Orie/Oye/Olie/Onie Oma. Umu nne na umu nna mu; onye Igbo kweshiri/kweshini/kweshili/kwesiri i ma onwe ya karia/kalia/kania ote o shi mara/mala/malu/mana ndi ozo owula/owuna/obula/obuna. N’ihi/ishi/ifi/ivi na ndi na-che si na anyi amadu/amaro/amalo/amano ihe/ishe/ife/ive owula/owuna/obula/obuna nwere/nwele/nwelu/nwenu ike i ju anyi…Read More
-
Ugbo Chi Oma Ndi Igbo/Gboo. Ihe/Ishe/Ife/Ive a na-kpo ”godu” na asusu ndi oyiri-igbo/iwi-ete wu/bu Ogo-Ndu na-asusu Ndi Igbo. Anyi niile wu/bu Ndi Igbo, goro/golu/gonu ogo na ndu-anyi na-so Chi anyi. Ka onye odo/ozo (nke putara/putala/putana ; onye na wudu onye Igbo) puo si gi na i na-acho ikpa agwa ka ihe/ishe/ife/ive kere ha/wa/fa/va. Anyi…Read More
-
Anoruo and Udochi Okeke are now friends
-
Nnodim-kelechi AmadiOha. and Jordan Williams are now friends
-
Cynthia Ellis and Jordan Williams are now friends
-
Anoruo and Jordan Williams are now friends
-
-
Cynthia Ellis and Anoruo are now friends
- Load More Posts
*Nchibidi/Nchibiri/Nchibili/Nchibini