-
-
Opi-Ono-Ochi-Oyo awdudu/awughi/awuro/awulo/awuno “pinochiyo.” Onye owula/obula/owuna/obuna ga kuru/kulu/kunu nwa nkita n’ahu/ashu/aru/alu/anu.
Ndi Igbo, Ndi Okwu-Ma-Ete/Okwi-Ma-Ete/Akwu-Ma-Ete/Akwi-Ma-Ete awudukwa/awughikwa/awurokwa/awulokwa/awunukwa ndi na ji ashi a ri/di ndu.
Anyi/Ayi a marala/amalala/amanana ihe/ishe/ife/ive ajo mmuo…Read More
-
-
Atumatu onye ndorondoro/ndolondolo/ndonondono ochichiri/ochichili/ochichini agbala/agbana Mpe. Na agburu/agbulu/agbunu no na Akwu-Ma-Ete/Okwu-Ma-Ete/Akwi-Ma-Ete/Okwi-Ma-Ete ga apu na ihe/ishe/ife/ive maobu/maobu na mmeenu/mmaanu ga anwu onwu ha/fa/wa/va na bu n’uche. Ndi niile kpara/kpala/kpana ya wu nkata tupu o na wu ngiga na…Read More
-
“Diragonsu a notu dayinososuse.” ” Watu yu tinku asi diragonsu a notu dayinososuse.”
-
-
-
Mmi Nnodim-kelechi AmadiOha. posted in the group Ose Uma Ora
Agwa onye Igbo mbe Mbu, Ugbua, Na Odinihu ga ri/di mfe n’ihe/ife/ive/ive mana nzuzo: e nwedu/nweghi/nwero/nwelo/nweno ihe/ishe/ife/ive owula/obula/owuna/obuna na keeputa otule aghali owula/obula/owuna/obuna. Na o wu/bu Ijite Ose ka ayi/anyi na keeputa.
Uru-Ogali-lu-Ozu. -
-
A wu mu nwa Elei. O wudu Ele rika/dika mu shi kwo na mbu. Amamihe/Amamishe/Amamife/Amamive nke onwem Ka.
-
-
Tupu a na mee ihe/ishe/ife/ive e ji a nara Ndi Igbo uto ha/fa/wa/va ma baa aha/asha/afa/ava “leedi sunadee,” Ndi Igbo akwagele nka ri/di ote.
-
-
-
-
-
Mmi Nnodim-kelechi AmadiOha. posted in the group Ose Uma Ora
Ndi IGbo anyi ma ndi anyi wu/bu.
-
-
Ise-Ri-Na-Ise: IRNI.
Ndi Igbo amarala ashi ajo mmuo tuga kamgbe eshi.
Ise-No-Na-Ise: INNI. -
I am not Black. I am not White. I am nothing else but what I am. I am Igbo.
- Load More Posts
Omee-Nnee-Ete