-
-
-
-
-
-
-
-
-
-
-
-
-
Ndi na cho ihe/ishe/ife/ive erebama ka ha/fa/wa/va kwete na o wu/bu Ndi Igbo keeputara/keeputala/keeputalu/keeputana Ijuputa Ani.
-
-
Maka ndi na cho i mee ihe/ishe/ife/ive Ndi goro ogo na Ndu na-eme. Ma ha/fa/wa/va na mee aru/alu/anu. E jidu/jighi/jiro/jilo/jino aru/alu/anu e mee ka Odi Ana Mmeenu/Mmaanu ria. O na cho i mee Odi Ana ya Okpu/Opu-Ogu-Ora-Odu, O ga e bu uzo mee ihe/ishe/ife/ive niile na kwanyere/kwanyele/kwanyelu/kwanyene uche na onodu ahu/ashu/afu/avu. E…Read More
-
-
-
OOOOm, oooom.
Ugbo Chi Oma.
A na e kele Arushi no na Bee Nnee mmi-Arobinagu, na Arushi no na Bee Nnaa mmi-AmadiOha. -
-
A na mu e kele Arushi ri na Bee Nnee AroBiNaAgu, na e kele Arushi ri na Bee Nnee mu, AmadiOha.
- Load More Posts
Eke Njawa.