-
-
-
-
-
Nnodim-kelechi AmadiOha. posted in the group Nsibidi
I ga ije, Mmadu, na Ndi onye Igbo leruo anya o hu/shu/fu/vu na anyi awudu/awughi/awuro/awulo/awuno ndi iwi-ete.
-
-
Nnodim-kelechi AmadiOha. posted in the group Nsibidi
Maka ndi na achokari/achokali/achokani i kwu si na anyi wu/bu Ndi Igbo amadu/amaghi/amaro/amalo/amano ihe/ishe/ife/ive ya lee ihe/ishe/ife/ive ndi ruru/rulu/runu butere/butele/butene anyi ha/fa/wa/va kporo/kpolo/kpolu/kpono “sitepulu.”
-
Nnodim-kelechi AmadiOha. posted in the group Nsibidi
Onye di obo, na anu ohia abara/abala/abalu/abana aha/asha/afa/ava Obo, na i inya ihe/ishe/ife/ive awudu otu/ofu/oshu/ovu ihe/ishe/ife/ive.
-
Nnodim-kelechi AmadiOha. posted in the group Nsibidi
-
Ichekwu awudu/awughi/awuro/awulo/awuno ihe/ishe/ife/ive e ji e mee iwi-nnee. “Onye a yiri/yili/yilu/yini onye Igbo”, e medu ya onye Igbo.
-
-
Ise No N’ise
Otu-Odinala/Odinana/Odinani
Abuo-Ntonala/Ntonana/Ntonani
Ato-Nsoala/Nsoana/Nsoani
Ano-Iwuala/Iwuana/Iwuani
Ise-Omenala/Omenana/Omenani
Onye Igbo nwere/nwele/nwelu/nwene Chi ya juo onwe ihe/ishe/ife/ive ndi ozo wu/bu. A tuora/tuola/tuona/tuola omara/omala/omalu/omana ya mara/mala/malu/mana, a tuora/tuola/tuona…Read More
-
-
Mgbe Okpoko biara uwa, ala/ana/ani adidu/adighi/adiro/adilo/adino, nna ya anwuo o lie ya n’ishi, nne ya anwuo o lie ya n’ishi. A tuora/tuola/tuona/tuolu omara/omala/omana/omalu ya mara/mala/mana/malu; a tuora/tuola/tuona/tuolu ofeke o feegee ishi/isi n’ohia/osha/ofia/ovia. A wu/bu nwa Okpoko, nke AmadiOha muru/mulu/munu n’ikwu nna. Nke no…Read More
-
-
-
Ihe/Ishe/Ife/Ive Ndi Igbo na-eme nke mu tinyere/tinyele/tinyene/tinyelu na ihe/ishe/ife/ive m, ma dee otutu ihe/ishe/ife/ive ga agwa onye Igbo na ndi Igbo awudu/awughi/awuro/awulo/awuno ihe/ishe/ife/ive no na ihe/ishe/ife/ive ejije ndi iwi-ete kporo/kpolo/kpono/kpolu “meturixsi.” Onye owula/obula/owuna/obuna ma ebe oko-oke shi ga ma na e nweedu…Read More
-
-
-
- Load More Posts